nwáádá
nwaādā
Word | nwaādā |
Definitions | Noun 子割 1.a lady; an unmarried young woman 2.title for a lady |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwaada ahụ na-akpọ ụbọ nke ọma.
Nwaada ahụ na-akpọ ụbọ nke ọma.
That lady plays guitar very well.
àdá
àda
Word | àda |
Definitions | Noun 割 1.eldest daughter 2.loosely used for daughter (honorary) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ada Nneewi, deeje!
Ada Nneewi, deeje!
Nnewi daughter, go for it!
Ada Nneewi, deeje!
Ada Nneewi, deeje!
Nnewi daughter, get it!
Abụ m ada ezinụlọ nne na nna m.
Abụ m ada ezinụlọ nne na nna m.
I am the first daughter of my parents' family.
Abụ m ada.
Abụ m ada.
I am the eldest daughter.
Onye a bụ ada Mbaanọ.
Onye a bụ ada Mbaanọ.
This person is an Mbano daughter.
Abụ m ada ezinụụlọ nnenanna m.
Abụ m ada ezinụụlọ nnenanna m.
I am the first daughter of my parents' family.
Kedụ ka o si bụrụ na ada ha anọghị ebea?
Kedụ ka o si bụrụ na ada ha anọghị ebea?
How is it that their eldest daughter is not here?
Oke ahụ ruru ada.
Oke ahụ ruru ada.
That share befits the eldest daughter.
Onye bụ ada ebe a?
Onye bụ ada ebe a?
Who is the eldest daughter here?
Ada nwere ọtụtụ ọrụ n'ezinụlọ.
Ada nwere ọtụtụ ọrụ n'ezinụlọ.
The eldest daughter is saddled with many responsibilities in the family.