nwá
nwa
Word | nwa |
Definitions | Noun 子 1.child; fetus |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nwa ya si ebe a pụọ.
Nwa ya si ebe a pụọ.
Her child went ou through this way.
Kunye m nwa m.
Kunye m nwa m.
Give me my child.
Nwa ya bere nnukwu akwa mgbe a mụrụ ya.
Nwa ya bere nnukwu akwa mgbe a mụrụ ya.
His child cried alot when he was born.
Nwa ya pere mpe.
Nwa ya pere mpe.
Her child is small.
nwà
nwà
Word | nwà |
Definitions | Active verb 色 1.make an effort to do something; attempt; try 2.tempt 3.try out |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ana m anwa.
Ana m anwa.
I am trying.
Nwaa ike gị niile.
Nwaa ike gị niile.
Try all your strength.
Ha ga-anwa gị, mana ha agaghị enweta gị.
Ha ga-anwa gị, mana ha agaghị enweta gị.
They will try (tempt) you, but they won't get you.
Dọkịnta ahụ nwara ike ya mana nwa ahụ nwụrụ.
Dọkịnta ahụ nwara ike ya mana nwa ahụ nwụrụ.
That doctor tried his best but the child died.
Chike chọrọ ịnwa Emeka.
Chike chọrọ ịnwa Emeka.
Chike wanted to tempt Emeka.
-nwà
-nwà
Word | -nwà |
Definitions | Extensional suffix 怠 1.self (suffix attached to object and plural pronouns in order to use them as subject and objects at the same time) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnwa ma mgbe m malitere ije a.
Gịnwa ma mgbe m malitere ije a.
You yourself know when I began this journey.
Ununwa anọghị mgbe ha bịara.
Ununwa anọghị mgbe ha bịara.
You yourself were not around when they came.
Mụnwa agaghi eje.
Mụnwa agaghi eje.
I myself will not go.
Hanwa amaghị na m ga-abịa.
Hanwa amaghị na m ga-abịa.
The themselves did not know that I will come.
Yanwa ka m na-agwa.
Yanwa ka m na-agwa.
I am talking to him himself.
ńnwá
nnwa
Word | nnwa |
Definitions | Noun 1.child; baby 2.(flattery) lady; girl; babe, especially female |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nnwa legodu ka amụ gị si na-achake.
Nnwa legodu ka amụ gị si na-achake.
Girl look how your smile is glowing.
Echeruo bụ nnwa ya.
Echeruo bụ nnwa ya.
Echeruo is his child.
Ọ nọ be nnwa ya.
Ọ nọ be nnwa ya.
She is in her child's place.
Ọ bụ otu n'ime nnwa m.
Ọ bụ otu n'ime nnwa m.
She is one of my children.
Ọ bụ Chineke na-enye nnwa.
Ọ bụ Chineke na-enye nnwa.
It is God that gives a child.
Nnwa bụ onyinye Chukwu.
Nnwa bụ onyinye Chukwu.
A child is a gift from God.
Onye nwe nnwa a?
Onye nwe nnwa a?
Who owns this baby?
Achọghị m ịmụta nnwa.
Achọghị m ịmụta nnwa.
I do not want to have a child.
Ebuka bụ nnwa m.
Ebuka bụ nnwa m.
Ebuka is my child.
Nnwa ya nọ ala bekee.
Nnwa ya nọ ala bekee.
Her child is abroad.
Nnwa a mara mma.
Nnwa a mara mma.
This child is beautiful.
tàátà
tàatà
Word | tàatà |
Definitions | Noun 1.baby; toddler |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agara m hụ taata ọhụrụ.
Agara m hụ taata ọhụrụ.
I went and saw the new baby.
Taata ahụ na-ebe akwa.
Taata ahụ na-ebe akwa.
The baby is crying.
Ị bụ taata?
Ị bụ taata?
Are you a baby?
Onye nwe taata a?
Onye nwe taata a?
Who has this child?
Metụ taata aka.
Metụ taata aka.
Touch the baby.
Taata m na-aṅụ ara.
Taata m na-aṅụ ara.
My baby is crying.
Taata gị kwanụ?
Taata gị kwanụ?
How about your baby?