éhùrù
ehùrù
Word | ehùrù |
Definitions | Noun 1.a groundnut-like shaped seed used for flavoring food in some parts of Igboland ; African nutmeg |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Hụọọ ehuru ahụ n'ọkụ.
Hụọọ ehuru ahụ n'ọkụ.
Roast that ehuru on fire.
Ọ na-ere ehuru n' ahịa.
Ọ na-ere ehuru n' ahịa.
She sells ehuru in the market.
Nne m tinyere ehuru n'ofe ahụ.
Nne m tinyere ehuru n'ofe ahụ.
My mother added ehuru to that soup.
Mmiri meturu ehuru ahụ.
Mmiri meturu ehuru ahụ.
Water touched the ehuru
Ehuru na akparata abụghị otu ihe.
Ehuru na akparata abụghị otu ihe.
Ehuru and akparata is not the same thing.
Anyị ji ehuru ahụ gwọọ abacha.
Anyị ji ehuru ahụ gwọọ abacha.
We used that ehuru to prepare abacha.
Zụtara m ehuru.
Zụtara m ehuru.
Buy African nutmeg for me.
Hụọ ehuru ahụ n'ọkụ.
Hụọ ehuru ahụ n'ọkụ.
Roast that African nutmeg.
A hụrụ m osisi ehuru taata.
A hụrụ m osisi ehuru taata.
I saw African nutmeg tree today.
E jim ehuru gwọọ abacha.
E jim ehuru gwọọ abacha.
I used African nutmeg to prepare abacha.