ǫtáàkàrà
ọ̀taàkàrà
| Word | ọ̀taàkàrà |
| Definitions | Noun 1.kindergarten or nursery school |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nwoke ahụ achọghị ndị nọ n'ọtaakara.
Nwoke ahụ achọghị ndị nọ n'ọtaakara.
That man does not want people in kindergarten.
Nwa ya ebidola ọtaakara.
Nwa ya ebidola ọtaakara.
Her child has started nursery school.
Ọtụtụ mmadụ agụghị ọtaakara.
Ọtụtụ mmadụ agụghị ọtaakara.
A lot of people did not attend nursery school.
Nwoke ahụ na-akụzi n'ọtaakara.
Nwoke ahụ na-akụzi n'ọtaakara.
That man now teaches in nursery school.