ñųrï
ṅụ̀rị
Word | ṅụ̀rị |
Definitions | Active verb 1.have or show great joy; rejoice |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha ṅụrịrị oge ha natara ya bụ ozi.
Ha ṅụrịrị oge ha natara ya bụ ozi.
They rejoiced when they received the message.
Ṅụrị̣a! ọ bụ ihe ọma bịara anyị.
Ṅụrị̣a! ọ bụ ihe ọma bịara anyị.
Rejoice! it is a good thing that came to us
Anyị na-aṅụrị maka mmeri anyị nwetara.
Anyị na-aṅụrị maka mmeri anyị nwetara.
We are rejoicing because of the victory we got.
Anyị ga-aṅụrị ma onye anyị chọrọ merie.
Anyị ga-aṅụrị ma onye anyị chọrọ merie.
We will rejoice if the person we want wins.
Ọ na-aṅụrị oge ọbụla ọ hụrụ Ada.
Ọ na-aṅụrị oge ọbụla ọ hụrụ Ada.
He rejoices whenever he sees Ada.