Nkọwa okwu logo
Beta

lųtá ǫgų

lụ̀ta ọ̀gụ̀

Wordlụ̀ta ọ̀gụ̀
Definitions

Active verb

寄怠召

1.fight for (on behalf)

Related Term
Word Stem

Examples

Okeke kụrụ nwa Okafọ ihe, Okafọ wee jee ịlụta ọgụ.

Okeke kụrụ nwa Okafọ ihe, Okafọ wee jee ịlụta ọgụ.

Okeke hit Okafor's son, so Okafor went to fight on his behalf.

Ịlụtara mmadụ ọgụ adịghị mma.

Ịlụtara mmadụ ọgụ adịghị mma.

Fighting on somebody's behalf is not good.

Uche na-alụta ọgụ m.

Uche na-alụta ọgụ m.

Uche fights on my behalf.

Onye ga-alụtara m ọgụ?

Onye ga-alụtara m ọgụ?

Who will fight for me?

Gaa, lụtara Adakụ ọgụ.

Gaa, lụtara Adakụ ọgụ.

Go and fight for Adakụ.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.