ǹsïègbè
ǹsịègbè
| Word | ǹsịègbè |
| Definitions | Noun 1.gunpowder; a mixture in powder form used to make canon shots and gun bullets. |
| Variations | ǹsị ègbè |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Nsịegbe dị ọnụ n'ahịa.
Nsịegbe dị ọnụ n'ahịa.
Gunpowder is costly at the market.
Nsiegbe gbara mmadụ ọku n'obodo anyị.
Nsiegbe gbara mmadụ ọku n'obodo anyị.
Gunpowder burnt some one in our community.