ǹtì
ǹtì
Word | ǹtì |
Definitions | Noun 弓 1.cheek; side of the face below the eye and above the jaw |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ dọtụrụ ya aka na ntị.
Ọ dọtụrụ ya aka na ntị.
He pulled her a little by the cheeks.
A mara ya ụra na ntị.
A mara ya ụra na ntị.
He was slapped on the cheek.
Kedụ ihe mere ya na ntị?
Kedụ ihe mere ya na ntị?
What happened to her cheeks?
Wepụ aka na ntị gị.
Wepụ aka na ntị gị.
Remove your hand from yur cheek.
Ntị ya zara aza.
Ntị ya zara aza.
His cheeks are swollen.
Ntị na-afụ ya ụfụ.
Ntị na-afụ ya ụfụ.
His cheeks are paining her.
Onyebụchi kpụ ụdara na ntị.
Onyebụchi kpụ ụdara na ntị.
Onyebụchi has star apple in her cheeks.
O nwere nnukwu ntị.
O nwere nnukwu ntị.
He has a fat cheek
Anwụ tara ya na ntị.
Anwụ tara ya na ntị.
Mosquito bit him on the cheeks.
Nkechi tere ude na ntị ya.
Nkechi tere ude na ntị ya.
Nkechi rubbed pomade on her cheeks.
ńtį
ntị̀
Word | ntị̀ |
Definitions | Noun 規 1.ear |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
A kpọpuru ya ntị.
A kpọpuru ya ntị.
His ear was pierced.
Nne ya zụtara ya ọgwụ ntị.
Nne ya zụtara ya ọgwụ ntị.
His mother bought him medication for his ears.
O jighi ntị nke aka nri ya anụ ihe nke ọma.
O jighi ntị nke aka nri ya anụ ihe nke ọma.
He does not hear properly with his right ear.
I nwere ntị ma ijighi ya anụ ihe.
I nwere ntị ma ijighi ya anụ ihe.
You have ear but you do not here with it.
Onye nwere ntị, ya nụ.
Onye nwere ntị, ya nụ.
He who have ears, let him hear.
Okwute bara m na ntị.
Okwute bara m na ntị.
Stone entered my ear.
Ntị na-anụ ihe anaghị aha ka okpu ata.
Ntị na-anụ ihe anaghị aha ka okpu ata.
The ear that hears does not need to be as big as the raffia hat.
O nwere abụ na ntị.
O nwere abụ na ntị.
She has pus in the ears.
àbà
àbà
Word | àbà |
Definitions | Noun 1.chin |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Aba ya na-eji oji.
Aba ya na-eji oji.
His chin is dark.
Ọ metụrụ m aka n'aba.
Ọ metụrụ m aka n'aba.
She touched my chin.
Ọ kụrụ aba n'ala.
Ọ kụrụ aba n'ala.
He hit his chin on the floor.