Nkọwa okwu logo
Beta

ǹté

ǹte

Wordǹte
Definitions

Noun

1.small cricket

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ihe ka nte bịakwutere nte n'ọnụ nte.

Ihe ka nte bịakwutere nte n'ọnụ nte.

Something beyond the cricket met the cricket in the burrow of the cricket.

ǹsó

ǹso

Wordǹso
Definitions

Noun

1.close; near; a short distance away; proximity

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.

Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.

It is the closest person that will carry it.

Bịa nso.

Bịa nso.

Come close.

Ebe o kutere mmiri dị nso.

Ebe o kutere mmiri dị nso.

Where he fetched water is near.

E nweghị onye nọ nso mgbe ọ dara ada.

E nweghị onye nọ nso mgbe ọ dara ada.

Nobody was close-by when he fell down.

Anọ m nso.

Anọ m nso.

I am close.

Anọdewakwala m nso.

Anọdewakwala m nso.

Do not sit close to me.

Ọ nọ m nso.

Ọ nọ m nso.

She is close to me.

Onye nọ nso?

Onye nọ nso?

Who is close-by?

O ji ụgbọala jee, na-agbanyeghị na ọ dị nso.

O ji ụgbọala jee, na-agbanyeghị na ọ dị nso.

He went with a car though it is near.

fécháféchá

fechafecha

Wordfechafecha
Definitions

Nominal Modifier

1.not difficult to do; easy; simple; light in weight

Related Term
Word Stem

Examples

Ihe ahụ ọ na-eme adịghị fechafecha.

Ihe ahụ ọ na-eme adịghị fechafecha.

The task before her is difficult.

E nweghị ihe dị fechafecha ma ọ bụrụ na i nweghị ego.

E nweghị ihe dị fechafecha ma ọ bụrụ na i nweghị ego.

Nothing is easy without money.

I che na ọ dị fechafecha ije mba ofesi?.

I che na ọ dị fechafecha ije mba ofesi?.

Do you think it is easy to travel overseas?

Ịrụ ụlọ ugbu a adịghị fechafecha.

Ịrụ ụlọ ugbu a adịghị fechafecha.

To build house now is not easy.

Ọ dịghị ya fechafecha ịhụ ezịgbọ nwaanyị lụọ ugbua.

Ọ dịghị ya fechafecha ịhụ ezịgbọ nwaanyị lụọ ugbua.

It is not easy to see a good woman for marriage now.

Ule anyị lere dị fechafecha.

Ule anyị lere dị fechafecha.

The examination we took is easy.

Ije ụwa adịghị fechafecha.

Ije ụwa adịghị fechafecha.

Life is not easy.

Ọ dị fechafecha.

Ọ dị fechafecha.

It is light.

Akpa ahụ dị fechafecha mgbe m bulitere ya.

Akpa ahụ dị fechafecha mgbe m bulitere ya.

The bag was light when I lifted it.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.