Nkọwa okwu logo
Beta

ǹchì

ǹchì

Wordǹchì
Definitions

Noun

稿

1.grasscutter (Thryonomys swinderianus)

2.village

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Emeka na-azụ nchi.

Emeka na-azụ nchi.

Emeka rears grasscutter.

Adaego hụrụ nchi chee na ọ bụ oke.

Adaego hụrụ nchi chee na ọ bụ oke.

Adaego saw a grasscutter and thought it was a rat.

Dinta gburu nchi.

Dinta gburu nchi.

The hunter killed grasscutter.

Ahụbeghị m nchi mbu.

Ahụbeghị m nchi mbu.

I have not seen a grasscutter before.

Ọnaghị amasị m ịta anụ nchi.

Ọnaghị amasị m ịta anụ nchi.

I don't like eating the meat of grasscutter.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.