ǹsó
ǹso
| Word | ǹso |
| Definitions | Noun 鉱 1.close; near; a short distance away; proximity |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.
Ọ bụ onye nọ nso ga-ebute ya.
It is the closest person that will carry it.
Bịa nso.
Bịa nso.
Come close.
Ebe o kutere mmiri dị nso.
Ebe o kutere mmiri dị nso.
Where he fetched water is near.
E nweghị onye nọ nso mgbe ọ dara ada.
E nweghị onye nọ nso mgbe ọ dara ada.
Nobody was close-by when he fell down.
Anọ m nso.
Anọ m nso.
I am close.
Anọdewakwala m nso.
Anọdewakwala m nso.
Do not sit close to me.
Ọ nọ m nso.
Ọ nọ m nso.
She is close to me.
Onye nọ nso?
Onye nọ nso?
Who is close-by?
O ji ụgbọala jee, na-agbanyeghị na ọ dị nso.
O ji ụgbọala jee, na-agbanyeghị na ọ dị nso.
He went with a car though it is near.
ńsö
nsọ
| Word | nsọ |
| Definitions | Noun 可 1.sacred; holy 2.menses; menstruation; period |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Chukwu dị nsọ.
Chukwu dị nsọ.
God is holy.
Adaugo ahụla nsọ mbụ ya.
Adaugo ahụla nsọ mbụ ya.
Adaugo has seen her first menses.
Nsọ ya na-agba kwa ọnwa ọbụla.
Nsọ ya na-agba kwa ọnwa ọbụla.
Her menustrations comes every month.
Ebe ị guzoro dị nsọ.
Ebe ị guzoro dị nsọ.
The place you are standing on is holy.
èzí
èzi
| Word | èzi |
| Definitions | Noun 桑 1.menses |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ezi ya na-enye ya nsogbu.
Ezi ya na-enye ya nsogbu.
Her menses is disturbing her.
Ezi Adakụ na-anọ ọdụ.
Ezi Adakụ na-anọ ọdụ.
Adaku's menses lasts long.
Ezi na-agba nnukwu.
Ezi na-agba nnukwu.
Her menses flows heavily.