Nkọwa okwu logo
Beta

ńsí

nsi

Wordnsi
Definitions

Noun

1.poison

2.sorcery

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọpụtara m na e nyere nkịta a nsi.

Achọpụtara m na e nyere nkịta a nsi.

I found out that this dog was given poison.

Nwanyị ahụ zọtara nsi.

Nwanyị ahụ zọtara nsi.

That woman marched on poison.

Ndị be ha na-asọ nsi asọ

Ndị be ha na-asọ nsi asọ

His family members abhores poison.

Dibia ahụ na-agwọ nsi

Dibia ahụ na-agwọ nsi

The native doctor prepares poison.

ǹsï

ǹsị

Wordǹsị
Definitions

Noun

寏隙

1.faeces; dung

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ihe a bụ nsị ehi.

Ihe a bụ nsị ehi.

This is cow dung.

Ekene chọrọ ịnyụ nsị.

Ekene chọrọ ịnyụ nsị.

Ekene wants to defecate.

Ha wụrụ nsi ezi n'ugbo ha.

Ha wụrụ nsi ezi n'ugbo ha.

They poured pig faeces on their farmland.

Ana m anụ isi nsị.

Ana m anụ isi nsị.

I can perceive the smell of faeces.

Nsi ewu juru n'ezi ha.

Nsi ewu juru n'ezi ha.

Goat faeces is much in their compound.

Ahụrụ nsi oke n'ime akpa ahụ.

Ahụrụ nsi oke n'ime akpa ahụ.

I saw rat faeces inside that bag

Ụfọdụ nkịta na-eri nsi.

Ụfọdụ nkịta na-eri nsi.

Some dogs eat faeces

ögwų

ọgwụ̀

Wordọgwụ̀
Definitions

Noun

1.medicine; poison; charm

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aṅụrụ m ọgwụ isiọwụwa.

Aṅụrụ m ọgwụ isiọwụwa.

I took a medicine for headache.

Biko were ego a zụtara m ọgwụ ahu mgbu.

Biko were ego a zụtara m ọgwụ ahu mgbu.

Please take this money to buy pain relieve drug for me.

E nyere m ọgwụ n'ụlọọgwụ.

E nyere m ọgwụ n'ụlọọgwụ.

I was given drugs at the hospital.

Emeka na-agwọ ọgwụ.

Emeka na-agwọ ọgwụ.

Emeka prepares charm.

Ọgwụ ọ sịrị m rachaa na-elu ilu.

Ọgwụ ọ sịrị m rachaa na-elu ilu.

The medicine he told me to lick is bitter.

Ọ bụ ọgwụ ahụ o nyere m lara ahụọkụ ahụ.

Ọ bụ ọgwụ ahụ o nyere m lara ahụọkụ ahụ.

It is the medicine he gave me that cured that sickness.

Ọgwu ̣ahụ emebiela.

Ọgwu ̣ahụ emebiela.

That drug has spoilt

Tee ọgwụ a n'ahụ gị n'abalị a.

Tee ọgwụ a n'ahụ gị n'abalị a.

Apply this medication on your body this night.

Ọgwụ a dị oke ọnụ.

Ọgwụ a dị oke ọnụ.

This drug is too costly.

ǫtųmǫkpǫ

ọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀

Wordọ̀tụ̀mọ̀kpọ̀
Definitions

Noun

1.juju; charm; any object infused with magical power or has magical power

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.

Ọtụmọkpọ ya echekwaghị ya.

His juju did not protect him.

A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".

A na-akpọkwa Chukwu "Ọtụmọkpọ ndị nsọ".

God is called "The charm of the saints".

Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.

Ihe ọ nya n'olu bụ ọtụmọkpọ.

What he is wearing on his neck is juju.

E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.

E ji ọtụmọkpọ gbuo Mz. Ụzọnna.

Mr. Ụzọnna was killed with juju.

Ọtụmọkpọ ya gburu ya.

Ọtụmọkpọ ya gburu ya.

His juju killed him.

Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.

Anyị hụrụ ọtụmọkpọ.

We saw juju.

O ji ọtụmọkpọ.

O ji ọtụmọkpọ.

She has juju.

ötų

ọtụ̀

Wordọtụ̀
Definitions

Noun

1.vulva; vagina ;(ọtụ) may sometimes loosely include the anus, when it may be called ọnụ nsị, but strictly the former

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

O nwere mmerụ ahụ n'ọtụ ya

O nwere mmerụ ahụ n'ọtụ ya

She has injury in her virgina

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.