Nkọwa okwu logo
Beta

ǫkpüísíéríńgó

ọ̀kpụīsīerīn̄gō

Wordọ̀kpụīsīerīn̄gō
Definitions

Noun

1.ringworm; tinea; dermatophytosis

Related Term
Word Stem

Examples

Nwa akwụkwọ anyị bu ọkpụisieringo.

Nwa akwụkwọ anyị bu ọkpụisieringo.

My school mate has ring worm.

Okpuisieringo na-efe efe.

Okpuisieringo na-efe efe.

Ringworm is communicable.

O bu ọkpụisieringo.

O bu ọkpụisieringo.

He has ringworm.

Ọgwụ a na-egbu ọkpụisieringo.

Ọgwụ a na-egbu ọkpụisieringo.

This medicine treats ringworm.

Ọkpụisieringo na-acha ọcha.

Ọkpụisieringo na-acha ọcha.

Ringworm is whitish in colour.

Ọkpụisieringo na-eme ya.

Ọkpụisieringo na-eme ya.

He is suffering from ringworm,

Onye nwere ọkpụisieringo?

Onye nwere ọkpụisieringo?

Who has ringworm?

ǫkpüísíéríńgó

ọ̀kpụīsieringo

Wordọ̀kpụīsieringo
Definitions

Noun

1.ringworm of the head (tinea capitis) (literally barber who receives no pay)

Variationsọkpụisi eringo
Related Terms
Word Stems

Examples

ọ̀kpụīsieringo na-eme ya.

ọ̀kpụīsieringo na-eme ya.

He is suffering from ringworm.

Ọgwụ a na-egbu ọ̀kpụīsieringo.

Ọgwụ a na-egbu ọ̀kpụīsieringo.

This medicine treats ring worm.

Ọ̀kpụīsieringo bụ ọrịa na-efe efe.

Ọ̀kpụīsieringo bụ ọrịa na-efe efe.

Ring worm is a communicable disease.

Nwoke ahụ na-agwọ ọkpụisieringo

Nwoke ahụ na-agwọ ọkpụisieringo

That man cures ringworm

Sachaa isi gị nkeọma ka ịhapu i bute ọkpụisieringo

Sachaa isi gị nkeọma ka ịhapu i bute ọkpụisieringo

Wash your head very well to avoid contacting ringworm

Nwa akwụkwọ anyị bu ọ̀kpụīsieringo.

Nwa akwụkwọ anyị bu ọ̀kpụīsieringo.

My school mate has ring worm.

Ụmụaka ya na-enwekarị ọkpụisieringo

Ụmụaka ya na-enwekarị ọkpụisieringo

Her children always have ringworm

Ọ̀kpụīsieringo na-eme ụmụnne ya niile.

Ọ̀kpụīsieringo na-eme ụmụnne ya niile.

His siblings all suffer ring worm.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.