Nkọwa okwu logo
Beta

ńrö

nrọ

Wordnrọ
Definitions

Noun

寎掌

1.dream

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ụdị nrọ m rọrọ n'abalị gara aga, aghọtaghị m ya.

Ụdị nrọ m rọrọ n'abalị gara aga, aghọtaghị m ya.

The type of dream I had last night, I do not understand it.

Ụdị nrọ m rọrọ n'abalị gara aga, aghọtaghị m ya.

Ụdị nrọ m rọrọ n'abalị gara aga, aghọtaghị m ya.

The type of dream I had last night, I do not understand it.

Nne m rọrọ ihe a na nrọ.

Nne m rọrọ ihe a na nrọ.

My mother dreamt of this thing.

Chike sị na ọ rọrọ nrọ ọjọọ ụnyaahụ.

Chike sị na ọ rọrọ nrọ ọjọọ ụnyaahụ.

Chike said that he had a bad dream yesterday.

Ahụrụ m gị na nrọ.

Ahụrụ m gị na nrọ.

I saw you in a dream.

Ọ zụrụ ụgbaala na nrọ ya.

Ọ zụrụ ụgbaala na nrọ ya.

She bought a car in her dream.

Ị na-arọ nrọ?

Ị na-arọ nrọ?

Are you dreaming?

Nrọ m na-emekarị.

Nrọ m na-emekarị.

My dream usually comes to reality.

Achọghị m iro nro.

Achọghị m iro nro.

I do not want to dream.

Onye rọrọ nrọ?

Onye rọrọ nrọ?

Who dreamt?

Ano m na nro mgbe o kpotere m.

Ano m na nro mgbe o kpotere m.

I was in a dream when he woke me up.

Nro a gbagwojuru anya.

Nro a gbagwojuru anya.

This dream is confusing.

ńrò

nrò

Wordnrò
Definitions

Noun

1.soft; pulpy

2.mellow

3.dim

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Sie fịọfịọ ahụ ka dị nro.

Sie fịọfịọ ahụ ka dị nro.

Cook the beans to be soft.

Dọkita gwara ya ka ọ na-eri naanị nri dị nro.

Dọkita gwara ya ka ọ na-eri naanị nri dị nro.

The doctor told him to be eating only soft food.

Ụtara ndị okenye anyị anaghị adị nro.

Ụtara ndị okenye anyị anaghị adị nro.

Our elders pounded meals are not meant to be soft.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.