Nkọwa okwu logo
Beta

áhàúchè

ahàuchè

Wordahàuchè
Definitions

Noun

1.common noun

Related Term
Word Stem

Examples

Nye m ọmụmaatụ ahauche.

Nye m ọmụmaatụ ahauche.

Give me an example of a common noun.

Kaa nke bụ ahauche ihe n' okpuru.

Kaa nke bụ ahauche ihe n' okpuru.

Underline the one that is a common noun.

Ahauche dị ahaaka adịkwa.

Ahauche dị ahaaka adịkwa.

There is a common noun and proper noun.

Gịnị bụ ahauche?

Gịnị bụ ahauche?

What is a common noun?

Anyị mụrụ maka ahauche taata.

Anyị mụrụ maka ahauche taata.

We learnt about common nouns today.

Ejighị mkpụrụedemede ukwu ebido ahauche belụsọ o bidoro ahịrịokwu.

Ejighị mkpụrụedemede ukwu ebido ahauche belụsọ o bidoro ahịrịokwu.

Common noun doesn't begin with a captital letter except it begins a sentence.

Nkọwa ahauche edochaghị m anya.

Nkọwa ahauche edochaghị m anya.

The explanation on common noun is not so clear to me.

Ọ zara amụuche kama ahauche mgbe a jụrụ ya ajụjụ.

Ọ zara amụuche kama ahauche mgbe a jụrụ ya ajụjụ.

He answered amuche instead of ahauche when he was asked a question.

Ọ bụ onyenkụzi Adakụ mere m jiri ghọta ahauche.

Ọ bụ onyenkụzi Adakụ mere m jiri ghọta ahauche.

It is teacher Adaku that made me understand common noun.

Ọsịsa nke abụọ bụ ahauche.

Ọsịsa nke abụọ bụ ahauche.

The number two answer is common noun.

áhàáká

ahàakā

Wordahàakā
Definitions

Noun

ń希布

1.proper noun

Related Term
Word Stem

Examples

Akwa Ada si na ntị akwa dọkaa.

Akwa Ada si na ntị akwa dọkaa.

Ada's cloth tore from the edge of the cloth.

Ntị akwa a ruru unyi.

Ntị akwa a ruru unyi.

The edge of this cloth is dirty.

Biko dụọrọ m ntị akwa a.

Biko dụọrọ m ntị akwa a.

Please help me sew the edge of this cloth.

Jikọọ akwa abụọ ahụ n'ebe ntị akwa.

Jikọọ akwa abụọ ahụ n'ebe ntị akwa.

Join those two cloths at the edge.

Pịanye ntị akwa ahụ n'ime tupu i dụọ ya.

Pịanye ntị akwa ahụ n'ime tupu i dụọ ya.

Fold in the edge of that cloth before you sew it.

Uchenna bụ ọmụmaatụ ahaaka.

Uchenna bụ ọmụmaatụ ahaaka.

Uchenna is an example of a proper noun.

Enwere ụdị mkpọaha dị iche iche.

Enwere ụdị mkpọaha dị iche iche.

There are different kinds of noun.

Ọ na-akọwara m ihe ahaaka bụ.

Ọ na-akọwara m ihe ahaaka bụ.

He was explaining to me what proper noun is

Eji mkpụrụedemede ukwu ebido ahaaka ọbụla.

Eji mkpụrụedemede ukwu ebido ahaaka ọbụla.

Capital letter begins every proper noun.

Ọsịsa ahụ bụ ahaaka.

Ọsịsa ahụ bụ ahaaka.

That answer is proper noun.

Supee ahaaka.

Supee ahaaka.

Spell proper noun.

Gịnị bụ njirimara ahaaka?

Gịnị bụ njirimara ahaaka?

What are the characteristics of a proper noun?

Nke a o so na ahaaka?

Nke a o so na ahaaka?

Is this one among a proper noun?

Onye nkuzi anyị sị ka anyị de ihe ahaaka bụ.

Onye nkuzi anyị sị ka anyị de ihe ahaaka bụ.

Our teacher asked us to write what proper noun is.

Anyị mụrụ gbasara ahaaka taa.

Anyị mụrụ gbasara ahaaka taa.

We learnt about proper noun today.

kà

Wordkà
Definitions

Conjunction

1.a word that is used to join two nouns in a phrase or sentence; coordinating conjunction

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ka e si egbu ha bụ ka ha si abịa.

Ka e si egbu ha bụ ka ha si abịa.

As they were killed so they were coming.

Ngwa ngwa anyị pụrụ ka e jidere ha.

Ngwa ngwa anyị pụrụ ka e jidere ha.

The moment we left, they were caught.

Ozugbo anyị pụrụ ka ha batara.

Ozugbo anyị pụrụ ka ha batara.

Immediately we left they came in.

Ka nwoke ka nwaanyị sonyere na ngagharị iwe ahụ

Ka nwoke ka nwaanyị sonyere na ngagharị iwe ahụ

Both men and women joined the protest.

áhà

ahà

Wordahà
Definitions

Noun

1.name

2.noun; the part of speech

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Aha nna m bụ Okafọ.

Aha nna m bụ Okafọ.

My father's name is Okafor.

Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.

Aha ya pụtara 'Chukwu dị mma'.

Her name means 'God is good'.

Aha ya toro ogologo ịkpọputa.

Aha ya toro ogologo ịkpọputa.

His name is long to pronounce.

Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.

Mkpụrụokwu ahụ bụ aha.

That word is a noun.

Echefuola m aha anụmanụ a.

Echefuola m aha anụmanụ a.

I have forgotten the name of this animal.

Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.

Nwoke ahụ na-aza aha Yoroba.

That man bears a Yoruba name.

O nweghi onye na-aza aha ya.

O nweghi onye na-aza aha ya.

Nobody is answering his name.

áhų

ahụ̀

Wordahụ̀
Definitions

Demonstrative

解吟

1.a word that is used to specify a noun; the; that;

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Nwoke ahụ bịara ebe a

Nwoke ahụ bịara ebe a

The man came here.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.