nótè áká
notè akā
Word | notè akā |
Definitions | Active verb 1.be far away, at a distance; stay for long; lasting |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mgbe nne m ga-abịa, ọ ga-anote aka.
Mgbe nne m ga-abịa, ọ ga-anote aka.
When my mother will come, she will stay for long.
Ọ na-anote aka n'ebe m nọ oge niile.
Ọ na-anote aka n'ebe m nọ oge niile.
He stays far from me every time.
Emeka notere aka na be anyị taa.
Emeka notere aka na be anyị taa.
Emeka stayed for long in our house today.
Oche ahụ anyị zụtara notere aka na be anyị.
Oche ahụ anyị zụtara notere aka na be anyị.
That chair we bought lasted in our house.
A chọpụtara m na anyị na-anọte onye ekpenta a aka.
A chọpụtara m na anyị na-anọte onye ekpenta a aka.
I observed that we are staying at a distance from the leper.
Ebe ọbụla ị hụrụ m, notee aka!
Ebe ọbụla ị hụrụ m, notee aka!
Anywhere you see me, stay at a distance!
chétè áká
chetè akā
Word | chetè akā |
Definitions | Active verb 1.wait for a long time |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
I chetee aka ọ ga-emere gị ebere.
I chetee aka ọ ga-emere gị ebere.
If you wait for a long time, he will have mercy on you.
Nkechi chetere aka ebe a.
Nkechi chetere aka ebe a.
Nkechi waited for a long time here.
Ọ ga-echeta aka ebe ahụ.
Ọ ga-echeta aka ebe ahụ.
She will wait for a long time there.
Onye chetere aka?
Onye chetere aka?
Who waited for a long time?
Ọ na-echete aka tupu o nweta ụgbọ ụtụtụ ọbụla.
Ọ na-echete aka tupu o nweta ụgbọ ụtụtụ ọbụla.
He waits for a long time before getting vehicle every morning.
Ichete aka amarala m ahụ.
Ichete aka amarala m ahụ.
I am used to waiting for a long time.
Ha ga-echete aka.
Ha ga-echete aka.
They will wait for a long time.
nǫ ödų
nọ̀ ọdụ̀
Word | nọ̀ ọdụ̀ |
Definitions | Active verb 帰訓 1.tarry; stay long |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anọghị m ọdụ ebe m jere.
Anọghị m ọdụ ebe m jere.
I did not stay long where I went.
Anyị ga-anọ ọdụ n'ụlọụka taata.
Anyị ga-anọ ọdụ n'ụlọụka taata.
We will stay long in church today.
Gịnị mere iji nọọ ọdụ ebe i jere?
Gịnị mere iji nọọ ọdụ ebe i jere?
Why did you stay long where you went to?
Biko, gaa ngwa ngwa, anọkwala ọdụ.
Biko, gaa ngwa ngwa, anọkwala ọdụ.
Please go fast, don't stay long.
Nne m na-anọ ọdụ n'ahịa.
Nne m na-anọ ọdụ n'ahịa.
My mother stays long in the market.
dï ányá
dị anya
Word | dị anya |
Definitions | Passive verb 延目 1.be far; be distant |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.
Ebe nzukọ anyị na-adị anya ma sọọsọ m soro gaa.
Our meeting venue is far if I go alone.
Ebe Okechukwu bi dị anya.
Ebe Okechukwu bi dị anya.
Where Okechukwu is living is far.
Iyi ahụ dịrị anya maka anyị jiri ụkwụ gaa.
Iyi ahụ dịrị anya maka anyị jiri ụkwụ gaa.
That stream became far because we walked.
Ebe a anyị na-aga chọrọ ịdị anya.
Ebe a anyị na-aga chọrọ ịdị anya.
This place we are going wants to be far.
Ọ masị ̣ahịa ya dịrị anya, mmadụ ga erirịrị nri.
Ọ masị ̣ahịa ya dịrị anya, mmadụ ga erirịrị nri.
If the market likes, let it be distant, one must eat.
Ụzọ ahụ ị chọrọ isi ga-adị anya, site nke ọzọ.
Ụzọ ahụ ị chọrọ isi ga-adị anya, site nke ọzọ.
That road you want to take will be far, take the other route.
Ebe ahụ dị anya.
Ebe ahụ dị anya.
That place is far.
Ụlọ anyị dị anya.
Ụlọ anyị dị anya.
Our house is far.
Achọghị m ịga ebe dị anya.
Achọghị m ịga ebe dị anya.
I do not want to go to a far place.
Biko, ziga m ebe dị anya.
Biko, ziga m ebe dị anya.
Please, send me to a far place.
Ọ dị anya.
Ọ dị anya.
It is far.