Nkọwa okwu logo
Beta

nòdų àlá

nòdụ̀ àla

Wordnòdụ̀ àla
Definitions

Active verb

1.sit; sit down

Variationsnọdụ ala
Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m ịnọdụ ala.

Achọrọ m ịnọdụ ala.

I want to sit down.

Ha na-anọdụ ala aza onyenkuzi ajụjụ ebe ahụ.

Ha na-anọdụ ala aza onyenkuzi ajụjụ ebe ahụ.

They sit down to answer their teachers' questions there.

Nọdụ ala, biko.

Nọdụ ala, biko.

Sit down, please.

Kedụ ebe m ga-anọdụ ala?

Kedụ ebe m ga-anọdụ ala?

Where will i sit down?

A nọdụrụ m ala oge ike gwụrụ m.

A nọdụrụ m ala oge ike gwụrụ m.

I sat down when i got tired.

Ọ sịrị m nọdụ ala oge m rutere n'ụlọ ya.

Ọ sịrị m nọdụ ala oge m rutere n'ụlọ ya.

He told me to sit down when i got to his house.

wèré óchē

wère ochē

Wordwère ochē
Definitions

Active verb

各r寈閣

1.take a seat or chair

Related Term
Word Stem

Examples

Welụ ọche

Welụ ọche

Take a seat

Biko were oche ka m bute ọjị

Biko were oche ka m bute ọjị

Please have seat while I get kola

Bịa, were oche n'akụkụ nwunye gị.

Bịa, were oche n'akụkụ nwunye gị.

Come and take a seat beside your wife.

O werere oche n'azụ.

O werere oche n'azụ.

He took a seat behind.

Onye ndu anyị werere oche n'isi oche.

Onye ndu anyị werere oche n'isi oche.

Our leader took seat at the high table.

Biko, were oche ka m bute ọjị

Biko, were oche ka m bute ọjị

Please, have seat while I get kola

Ọ ka mma iwere oche n'ihu.

Ọ ka mma iwere oche n'ihu.

It is better to take a seat in the front.

Anyị ga-ewere oche n'azụ.

Anyị ga-ewere oche n'azụ.

We will take a seat at the back.

Onye chọrọ iwere oche m?

Onye chọrọ iwere oche m?

Who wants to take my seat?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.