Nkọwa okwu logo
Beta

nǫgìdè

nọ̀gìdè

Wordnọ̀gìdè
Definitions

Active verb

帰掴豪

1.stay so long in a place

2.stay firmly

Related Terms
Word Stems

Examples

Eke nọgidere ebe ahụ ruo abalị.

Eke nọgidere ebe ahụ ruo abalị.

Eke stayed there till night.

Ha nogidere ruo izuụka abụọ.

Ha nogidere ruo izuụka abụọ.

They stayed for two weeks.

Anyị ga-anọgide na njem a ruo mgbe ike ga-agwụ anyị.

Anyị ga-anọgide na njem a ruo mgbe ike ga-agwụ anyị.

We will stay on this journey till when we will get tired.

Anyị ga-anọgide n'okwu anyị.

Anyị ga-anọgide n'okwu anyị.

We will stay firm on our word.

Nọgide n'okwu gị.

Nọgide n'okwu gị.

Stay firm in your words.

Ị chọrọ ịnọgide ebe ahụ ruo echi?

Ị chọrọ ịnọgide ebe ahụ ruo echi?

Do you want to stay there till tomorrow?

nǫdò

nọ̀dò

Wordnọ̀dò
Definitions

Passive verb

帰災

1.stay or sit upon; stay put somewhere or on something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ.

Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ.

He sat on the dog's tail.

Ị nọdo m n’ụkwụ.

Ị nọdo m n’ụkwụ.

You are sitting on my foot.

Ekwentị m nọdo n'elu ego ahụ ka ikuku ghara ifepụ ya.

Ekwentị m nọdo n'elu ego ahụ ka ikuku ghara ifepụ ya.

My phone is staying on the money so that the wind does not blow it away.

Nọdo ebe a. Ana m abịa.

Nọdo ebe a. Ana m abịa.

Stay put here. I am coming.

Ị ga-anọdo n'elu akpa ahụ.

Ị ga-anọdo n'elu akpa ahụ.

You will sit on that bag.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.