nǫkö önü
nọ̀kọ ọnụ̄
| Word | nọ̀kọ ọnụ̄ |
| Definitions | Active verb 1.sit together, assemble |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ha nọkọrọ ọnụ rie nri ehihie ha.
Ha nọkọrọ ọnụ rie nri ehihie ha.
They sat today and ate their lunch.
Mmadụ niile ga-anọkọ ọnụ ebe a.
Mmadụ niile ga-anọkọ ọnụ ebe a.
Everybody will assemble here.
Nọkọọnụ ọnụ ma unu ruo!
Nọkọọnụ ọnụ ma unu ruo!
Sit together when you get there!
Mu na nna m na-anọkọ ọnụ oge niile.
Mu na nna m na-anọkọ ọnụ oge niile.
My father and i stay together all the time.
O na-adi mma inoko onu n'udi ebe a.
O na-adi mma inoko onu n'udi ebe a.
It is good to sit together in this type of place.
Ịnọkọ ọnụ oge niile na-ebute mkparị.
Ịnọkọ ọnụ oge niile na-ebute mkparị.
Being together all the time leads to abuse.
nökǫbá önú
nọkọ̀ba ọnū
| Word | nọkọ̀ba ọnū |
| Definitions | Passive verb 1.assemble; sit together |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Achọrọ m ka mmadụ niile nọkọba ọnụ.
Achọrọ m ka mmadụ niile nọkọba ọnụ.
I want everyone to sit together.
Ha abụọ na-anọkọbọ ọnụ oge niile.
Ha abụọ na-anọkọbọ ọnụ oge niile.
Both of them sit together every time.
Ha niile nọkọbara ọnụ otu ebe.
Ha niile nọkọbara ọnụ otu ebe.
All of them sat together in one place.
Anyị ruo, ọ ga-adị mma ịnọkọba ọnụ karịa ịnọsa anọsa.
Anyị ruo, ọ ga-adị mma ịnọkọba ọnụ karịa ịnọsa anọsa.
When we reach, it will be better to sit together instead of sitting separately.
Anyị niile ga-anọkọba ọnụ na klaasị a.
Anyị niile ga-anọkọba ọnụ na klaasị a.
All of us will sit together in this class.