tü ųzų
tụ̄ ụ̀zụ̀
| Word | tụ̄ ụ̀zụ̀ |
| Definitions | Active verb 1.make noise; roar (crowd) |
| Related Terms | No related terms |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ha tụrụ ụzụ mgbe o nyere goolu ahụ.
Ha tụrụ ụzụ mgbe o nyere goolu ahụ.
They roared when she scored that goal.
ųzų
ụ̀zụ̀
| Word | ụ̀zụ̀ |
| Definitions | Noun 旗 1.noise; uproar |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ndị na-eme ụzụ a?
Kedụ ndị na-eme ụzụ a?
Which people are making this noise?
Ụzụ nke a akarịala.
Ụzụ nke a akarịala.
The uproar is too much.
Ụzụ ha kpọtere m n'ụra.
Ụzụ ha kpọtere m n'ụra.
Their uproar woke me from sleep.
kpöpųtá
kpọpụ̀ta
| Word | kpọpụ̀ta |
| Definitions | Active verb 1.pronounce 2.make noise 3.call out names etc. |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Anene kpọpụtara mkpụrụokwu ahụ nke ọma.
Anene kpọpụtara mkpụrụokwu ahụ nke ọma.
Anene pronounced that word properly.
Kpọpụta mkpụrụụda ndị dị n'akwụkwọ gị.
Kpọpụta mkpụrụụda ndị dị n'akwụkwọ gị.
Pronounce the sounds in your book.
Ị ga-akpọpụta aha gị ma o rute gị.
Ị ga-akpọpụta aha gị ma o rute gị.
When it is your turn, say your name.
Ha na-akpọpụta aha mgbe anyị bịara.
Ha na-akpọpụta aha mgbe anyị bịara.
There were calling out names when we came.
bá ṃbá
ba m̀ba
| Word | ba m̀ba |
| Definitions | Active verb 和硝 1.rant; speak or shout angrily as a protest or complaint over something 2.(slang) make a loud roaring noise, especially an animal or a machine eg. car or motorcycle |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Baa mba ka ha mata na obi adịghị gị mma.
Baa mba ka ha mata na obi adịghị gị mma.
Rant, so they know that you are not happy.
Ada na-aba mba oge ọbụla Chika yiri akwa ya.
Ada na-aba mba oge ọbụla Chika yiri akwa ya.
Ada rants any time Chika wears her cloth.
Nne m na-aba mba n'ụlọ.
Nne m na-aba mba n'ụlọ.
My mother rants at home.
Ọ chọrọ ịba mba oge ọ hụrụ m.
Ọ chọrọ ịba mba oge ọ hụrụ m.
He wanted to rant the moment he saw me.
Ọgbatumtum ya ahụ na-aba ezigbo mba.
Ọgbatumtum ya ahụ na-aba ezigbo mba.
That his motorcycle roars really good.
Nna m ga-aba mba ma ọ hụ ihe a.
Nna m ga-aba mba ma ọ hụ ihe a.
My father will rant if he sees this.
Ọ na-aba mba?
Ọ na-aba mba?
Is she ranting?
Achọghị m ịba mba.
Achọghị m ịba mba.
I don't want to rant.
ḿkpötü
mkpọtụ
| Word | mkpọtụ |
| Definitions | Noun 1.an unpleasant sound; noise |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Achọghị m mkpọtụ ugbua.
Achọghị m mkpọtụ ugbua.
I don't want noise now.
Mkpọtụ karịrị ebe a.
Mkpọtụ karịrị ebe a.
There is so much noise here.
Ụmụakwụkwọ na-eme mkpọtụ.
Ụmụakwụkwọ na-eme mkpọtụ.
The students are making a noise.
Mkpọtụ ha metere m n'ụra.
Mkpọtụ ha metere m n'ụra.
Their noise woke me up from sleep.
Achọghị m mkpọtụ ugbua.
Achọghị m mkpọtụ ugbua.
I don't want noise now.
Mkpọtụ karịrị ebe a.
Mkpọtụ karịrị ebe a.
There is so much noise here.
Mkpọtụ ha metere m n'ụra.
Mkpọtụ ha metere m n'ụra.
Their noise woke me up from sleep.
Mkpọtụ a na-enye m isiọwụwa.
Mkpọtụ a na-enye m isiọwụwa.
This noise is giving me headache.
Mkpọtụ ha karịrị.
Mkpọtụ ha karịrị.
Their noise is too much.
Onye na-eme mkpọtụ?
Onye na-eme mkpọtụ?
Who is making noise.
àkpáàsįrį
àkpaàsị̀rị̀
| Word | àkpaàsị̀rị̀ |
| Definitions | Noun 1.walkie-talkie bag [usually makes noise when touched] |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Ejike ji akpasịrị ga ahịa.
Ejike ji akpasịrị ga ahịa.
Ejike went to the market with a walkie-talkie bag.
Ose na anụ m tinyere n'akpaasịrị m dapụrụ.
Ose na anụ m tinyere n'akpaasịrị m dapụrụ.
The pepper and meat I put in my walkie-talkie bag fell off.
Azụtara m akpaasịrị ọzọ ụnyaahụ.
Azụtara m akpaasịrị ọzọ ụnyaahụ.
I bought another walkie-talkie bag yesterday.
Ada na-ere akpaasiri n'ahịa ọgbọgologo.
Ada na-ere akpaasiri n'ahịa ọgbọgologo.
Ada sells walkie-talkie bag at ogbogologo market.
Akpaasịrị na-agarazị ọnụ ugbu a.
Akpaasịrị na-agarazị ọnụ ugbu a.
Walkie-talkie bag is costly now.