nǫ
nọ̀
Word | nọ̀ |
Definitions | Passive verb 帰 1.be in a place; stay 2.be present 3.to be |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ogbonna nọ n'imụlọ.
Ogbonna nọ n'imụlọ.
Ogbonna is in the room.
Chineke nọ n'eluigwe na-ele anyị anya.
Chineke nọ n'eluigwe na-ele anyị anya.
God is in heaven watching us.
Naịjirịa nọ na nnukwu nsogbu.
Naịjirịa nọ na nnukwu nsogbu.
Nigeria is in a big problem
O nweghi onye nọ mgbe ha rutere.
O nweghi onye nọ mgbe ha rutere.
Nobody was present when they arrived.
Mmadụ ole nọ mgbe Onyeisi bịara?
Mmadụ ole nọ mgbe Onyeisi bịara?
How many persons were present when the Chairman came?
nǫdü
nọ̀dụ
Word | nọ̀dụ |
Definitions | Active verb 1.stay; abide; dwell; remain; be somewhere or with somebody |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akwụkwọnsọ kwuru sị ' Nọdụ m n'ime m ka m nọdụ gị n' ime'.
Akwụkwọnsọ kwuru sị ' Nọdụ m n'ime m ka m nọdụ gị n' ime'.
Bible said ' Abide in me that I will abide in you'.
Ịnọdụ ebe a ọ ga-ekwe omume?
Ịnọdụ ebe a ọ ga-ekwe omume?
Will it be possible to stay here?
Nọdụ ebe a chere m.
Nọdụ ebe a chere m.
Stay here and wait for me.
Anyị na ya nọdụrụ n' otu ụlọ mgbe ọ bịara.
Anyị na ya nọdụrụ n' otu ụlọ mgbe ọ bịara.
We stayed together in the same house when he came.