nöǫrï
nọọ̀rị
Word | nọọ̀rị |
Definitions | Adverb 1.there; a location far away or distant from you 2.that place |
Variations | ebe ahụ̀ |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Chinyere gara nọọ̀rị.
Chinyere gara nọọ̀rị.
Chinyere went to that place.
Nọọ̀rị, ka ụlọ ha dị.
Nọọ̀rị, ka ụlọ ha dị.
There, is where their house is.
Ọ dịghị mfe nọọ̀rị.
Ọ dịghị mfe nọọ̀rị.
It is not easy (over) there.
Nọọ̀rị tere aka.
Nọọ̀rị tere aka.
That place is far.