Nkọwa okwu logo
Beta

nǫgìdè

nọ̀gìdè

Wordnọ̀gìdè
Definitions

Active verb

帰掴豪

1.stay so long in a place

2.stay firmly

Related Terms
Word Stems

Examples

Eke nọgidere ebe ahụ ruo abalị.

Eke nọgidere ebe ahụ ruo abalị.

Eke stayed there till night.

Ha nogidere ruo izuụka abụọ.

Ha nogidere ruo izuụka abụọ.

They stayed for two weeks.

Anyị ga-anọgide na njem a ruo mgbe ike ga-agwụ anyị.

Anyị ga-anọgide na njem a ruo mgbe ike ga-agwụ anyị.

We will stay on this journey till when we will get tired.

Anyị ga-anọgide n'okwu anyị.

Anyị ga-anọgide n'okwu anyị.

We will stay firm on our word.

Nọgide n'okwu gị.

Nọgide n'okwu gị.

Stay firm in your words.

Ị chọrọ ịnọgide ebe ahụ ruo echi?

Ị chọrọ ịnọgide ebe ahụ ruo echi?

Do you want to stay there till tomorrow?

nǫdò

nọ̀dò

Wordnọ̀dò
Definitions

Passive verb

帰災

1.stay or sit upon; stay put somewhere or on something

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ.

Ọ nọdoro nkịta ahụ n'ọdụ.

He sat on the dog's tail.

Ị nọdo m n’ụkwụ.

Ị nọdo m n’ụkwụ.

You are sitting on my foot.

Ekwentị m nọdo n'elu ego ahụ ka ikuku ghara ifepụ ya.

Ekwentị m nọdo n'elu ego ahụ ka ikuku ghara ifepụ ya.

My phone is staying on the money so that the wind does not blow it away.

Nọdo ebe a. Ana m abịa.

Nọdo ebe a. Ana m abịa.

Stay put here. I am coming.

Ị ga-anọdo n'elu akpa ahụ.

Ị ga-anọdo n'elu akpa ahụ.

You will sit on that bag.

nǫkwú

nọ̀kwu

Wordnọ̀kwu
Definitions

Active verb

1.to stay longer

2.to stay in company of someone or something

Related Terms
Word Stems

Examples

Aga m anọkwu ya ganye na ọ mụọ nnwa.

Aga m anọkwu ya ganye na ọ mụọ nnwa.

I will stay with her until she gives birth.

Nọkwuo, biko.

Nọkwuo, biko.

Stay more, please.

Arịọrọ m ya ka ọ nọkwuo, mana ọ jụrụ ajụ.

Arịọrọ m ya ka ọ nọkwuo, mana ọ jụrụ ajụ.

I pleaded with him to stay more, but he refused.

Achọrọ m ịnọkwu, ebe a atọka.

Achọrọ m ịnọkwu, ebe a atọka.

I want to stay more, this place is interesting.

Kwe ka nne gị nọkwuoro gị na ndụ.

Kwe ka nne gị nọkwuoro gị na ndụ.

Let your mother stays live more in life.

Ọ sị m nọkwuo obere.

Ọ sị m nọkwuo obere.

She told me to stay a little bit longer.

Chike ga-anọkwu ebe ruo ọnwa atọ

Chike ga-anọkwu ebe ruo ọnwa atọ

Chike will still be here till three months.

nǫnyèrè

nọ̀nyèrè

Wordnọ̀nyèrè
Definitions

Active verb

1.to abide; stay; be with with someone

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ojukwu gburu ọkụkọ iriatọ na abụọ maka mmemme ahụ.

Ojukwu gburu ọkụkọ iriatọ na abụọ maka mmemme ahụ.

Ojukwu killed thirty two fowls for the ceremony.

Ha zururu ekwentị iriatọ na abụọ n'ụlọahịa anyị.

Ha zururu ekwentị iriatọ na abụọ n'ụlọahịa anyị.

They stole thirty two mobile phones in our shop.

A gbara mmadụ iriatọ na abụọ akwụkwọ n'ụlọụka anyị.

A gbara mmadụ iriatọ na abụọ akwụkwọ n'ụlọụka anyị.

Thirty two couples were wedded in our church.

Anyị achọghị mmadụ iriatọ na abụọ.

Anyị achọghị mmadụ iriatọ na abụọ.

We do not want thirty two people.

Ọ dị afọ iriatọ na abụọ.

Ọ dị afọ iriatọ na abụọ.

He is thirty two years old.

Mmụọ mụ ga-anọnyere gị ebeebe.

Mmụọ mụ ga-anọnyere gị ebeebe.

My spirit will forever abide in you.

Ọ ga-anọnyere ya rụọ mgbe nne ya bịara.

Ọ ga-anọnyere ya rụọ mgbe nne ya bịara.

He will stay with him till his mother comes.

Ịnọyere ya n' ute ọrịa dị mma.

Ịnọyere ya n' ute ọrịa dị mma.

Staying with him in sick bed is good.

Ọ nọyere m ụbọchị ahụ niile.

Ọ nọyere m ụbọchị ahụ niile.

He stayed with me throughout the whole day.

Chukwu na-anọyere m anaghị arahụ ụra.

Chukwu na-anọyere m anaghị arahụ ụra.

God that stays with me does not sleep.

Kedu uru ọ ga-abara m na-anọnyere m gị?

Kedu uru ọ ga-abara m na-anọnyere m gị?

What benefit will it be that I am staying with you?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.