nǫchì
nọ̀chì
Word | nọ̀chì |
Definitions | Active verb 帰襟 1.stay to block someone or something |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A hụghị m ihu ya nkeọma, ndị nọ n'ihu nọchiri m.
A hụghị m ihu ya nkeọma, ndị nọ n'ihu nọchiri m.
I did not see his face very well, the people in front blocked me.
Nọchie ebe ahụ, ekwela ka ọ pụọ.
Nọchie ebe ahụ, ekwela ka ọ pụọ.
Block that place, don't allow him to leave.
Ị ga-anọchi m ma ị nọrọ ebe ahụ.
Ị ga-anọchi m ma ị nọrọ ebe ahụ.
You will block me if you stay there.
Ego nọchiri m mgbe anyị na-ekiri ejije.
Ego nọchiri m mgbe anyị na-ekiri ejije.
Ego blocked me when we were watching movie.
Achọghị ịnọchi ndi a nọ n'azụ.
Achọghị ịnọchi ndi a nọ n'azụ.
I don't want to block these people at the back.
Ọ ga aka mma inọchi ebe a.
Ọ ga aka mma inọchi ebe a.
It will be better to block here.
Ọ na-anọchị ụzọ oge ọbụla o biliri.
Ọ na-anọchị ụzọ oge ọbụla o biliri.
He blocks our view whenever he stands.
ńnōóchìè
nnoochìè
Word | nnoochìè |
Definitions | Noun 温富長 1.grandmother |
Variations | nneochìè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nnoochie m zụrụ m.
Nnoochie m zụrụ m.
My grandmother raised me.
Nneochie m nwụrụ n'afọ iri gara aga.
Nneochie m nwụrụ n'afọ iri gara aga.
My grandmother died ten years ago.
Nneochie m kụziri m ka esi agwọ abacha.
Nneochie m kụziri m ka esi agwọ abacha.
My grandmother taught me how to prepare African salad.
Nneochie m mara mma nke ukwuu.
Nneochie m mara mma nke ukwuu.
My grandmother is very beautiful.
Nneochie m kụziri m ka e si agwọ abacha.
Nneochie m kụziri m ka e si agwọ abacha.
My grandmother taught me how to prepare African salad.
Nneochie m mara mma nke ukwuu.
Nneochie m mara mma nke ukwuu.
My grandmother is very beautiful.
Nneochie m zụrụ m.
Nneochie m zụrụ m.
My grandmother raised me.
Nneochie m nwụrụ n'afọ iri gara aga.
Nneochie m nwụrụ n'afọ iri gara aga.
My grandmother died ten years ago.
ńnòóchìè
nnòōchìè
Word | nnòōchìè |
Definitions | Noun 穏富長 1.grandfather |
Variations | nnàōchìè |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Lee nnoochie m ebe ahụ.
Lee nnoochie m ebe ahụ.
See my grandfather over there.