ènyò
ènyò
| Word | ènyò |
| Definitions | Noun 県 1.mirror 2.lens 3.glass |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Enyo a dị ọnụ.
Enyo a dị ọnụ.
This lens is costly.
Eze, wetara m enyo.
Eze, wetara m enyo.
Eze, bring mirror for me.
Aga m azụta enyo ọzọ.
Aga m azụta enyo ọzọ.
I will buy another mirror.
Azụtara m enyo ọhụrụ.
Azụtara m enyo ọhụrụ.
I bought a new mirror.
Ị ga-akụwa enyo ahụ.
Ị ga-akụwa enyo ahụ.
You will break that mirror.
O nyere m enyo.
O nyere m enyo.
He gave me a mirror.
Ibo ụzọ ya dị ka enyo.
Ibo ụzọ ya dị ka enyo.
His door looks like mirror.
Nna m rere enyo ahụ.
Nna m rere enyo ahụ.
My father sold the mirror.
Enyo ahụ buru ibu.
Enyo ahụ buru ibu.
That mirror is big.
Onye nwe enyo?
Onye nwe enyo?
Who has this mirror?
ùgègbè
ùgègbè
| Word | ùgègbè |
| Definitions | Noun 1.glass; lens 2.mirror |
| Related Term | |
| Word Stem | No word stems |
Examples
Wetara m ugegbe dị n'imụlọ m.
Wetara m ugegbe dị n'imụlọ m.
Bring the mirror in my room for me.
Ejighi ugegbe ele ihe agba na aka
Ejighi ugegbe ele ihe agba na aka
A mirror is not used to look at what is worn on the hand
Oge ọbụla m kwadosịrị, ana m ele onwe m n'ugegbe.
Oge ọbụla m kwadosịrị, ana m ele onwe m n'ugegbe.
Every time I'm done getting ready, I look at myself in the mirror.
Ugegbe m, etiwaala.
Ugegbe m, etiwaala.
My mirror has broken.
E ji ugegbe rụọ ibo ụzọ ụlọ ya.
E ji ugegbe rụọ ibo ụzọ ụlọ ya.
The door of his house is made of glass.
Zụtara m ugegbe ọhụrụ.
Zụtara m ugegbe ọhụrụ.
Buy me a new mirror.
ųzà
ụ̀zà
| Word | ụ̀zà |
| Definitions | Noun 1.a device that filters or absorbs particles of liquid, gas, light, sound, or other radiations; filter 2.sieve 3.a function that removes unwanted data in computing |
| Related Term | |
| Word Stem |
Examples
Nne m zụtara ụza ọhụrụ.
Nne m zụtara ụza ọhụrụ.
My mother bought a new sieve.
Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.
Aga m etinye ụza ọkụ n'ihu ya.
I will put a light filter in front of it.
Ụza ahụ buru ibu.
Ụza ahụ buru ibu.
That filter is big.
Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.
Jiri ụza chọọ aha gị ka ọ dịrị gị mfe ịchọta.
Use the filter to search your name so that it will be easier for you to find.
Ụza okwu m mebiri emebi.
Ụza okwu m mebiri emebi.
My mouth piece filter is spoilt.
Ụza ekwentị m dị mma.
Ụza ekwentị m dị mma.
My mobile phone filter is okay.
O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.
O ji ụza wepụ mkpọtụ niile.
He used the filter to remove all the noise.