Nkọwa okwu logo
Beta

ńkwü

nkwụ

Wordnkwụ
Definitions

Noun

1.palm, especially oil palm - Elaeis guineensis

2.wine from oil palm tree

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-esi na nkwụ emepụta ọtụtụ ihe bara uru.

A na-esi na nkwụ emepụta ọtụtụ ihe bara uru.

A lot of useful things are made from oil palm.

Anyị nwere osisi nkwụ n'azụụlọ anyị.

Anyị nwere osisi nkwụ n'azụụlọ anyị.

We have palm tree behind our house.

Ikuku buturu ọtụtụ osisi nkwụ oge mmiri na-ezo.

Ikuku buturu ọtụtụ osisi nkwụ oge mmiri na-ezo.

The wind fell so many palm trees when the rain was falling.

ákwü

akwụ

Wordakwụ
Definitions

Noun

1.palm fruit; fruit of the oil palm tree

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

A na-esi n'akwu emepụta mmanụ nri.

A na-esi n'akwu emepụta mmanụ nri.

Cooking oil is made from palm fruit.

Ofe akwụ ka anyị siri taa.

Ofe akwụ ka anyị siri taa.

We made palm fruit soup today.

Ada na-ere akwụ.

Ada na-ere akwụ.

Ada sells palm fruits.

Akwụ a agaghị ezuru m isi nri.

Akwụ a agaghị ezuru m isi nri.

This palm fruit will not be enough for me to cook.

Akwụ ahụ chara nke ọma.

Akwụ ahụ chara nke ọma.

That palm fruit is well ripe.

ḿmányá

mmanya

Wordmmanya
Definitions

Noun

1.wine

2.drink (beverage)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kelechi, kedụ mmanya ị chọrọ?

Kelechi, kedụ mmanya ị chọrọ?

Kelechi, what drink do you want?

Mmanya ngwọ dị oke ọnụ ugbu a.

Mmanya ngwọ dị oke ọnụ ugbu a.

Palmwine is costly now.

Onye ṅụrụ mmanya ahụ?

Onye ṅụrụ mmanya ahụ?

Who drank that wine?

Ndụka anaghị aṅụ mmanya.

Ndụka anaghị aṅụ mmanya.

Nduka does not drink wine.

Biko zụtara m mmanya.

Biko zụtara m mmanya.

Please buy drink for me.

Mmanya siri ike.

Mmanya siri ike.

This drink is strong.

Olee ebe i si zụta mmanya a?

Olee ebe i si zụta mmanya a?

Where did you buy this wine?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.