Nkọwa okwu logo
Beta

ńkwöchá

nkwọcha

Wordnkwọcha
Definitions

Noun

1.not having fur(animal) or thread (object); baldness;

2.bald

Adjective

1.the characteristic of not having hair or thread; bald

Related Terms
Word Stems

Examples

Isi nkwọcha a mere m maa ezigbo mma.

Isi nkwọcha a mere m maa ezigbo mma.

This bald head made me very handsome.

Ọ nọtanwughị maka nkwọcha ọ kwọchara.

Ọ nọtanwughị maka nkwọcha ọ kwọchara.

It couldn't stay due to it's baldness.

Nkwọcha afọmoto ya kwọchara mere e jiri rie ya nra.

Nkwọcha afọmoto ya kwọchara mere e jiri rie ya nra.

The baldness of his tyres made him to be fined.

Nna m nwere isi nkwọcha.

Nna m nwere isi nkwọcha.

My father has bald head.

Ụmụnwoke niile nọ n'ezinụụlọ ha nwere isi nkwọcha.

Ụmụnwoke niile nọ n'ezinụụlọ ha nwere isi nkwọcha.

All the men in their family has bald head.

Ahụbeghị m nwaanyị nwere isi nkwọcha.

Ahụbeghị m nwaanyị nwere isi nkwọcha.

I have never seen a woman who has bald head.

Ha nille bụ nkwọcha nkwọcha.

Ha nille bụ nkwọcha nkwọcha.

All of them are bald/smooth.

Nkwọcha ọ kwọchara isi mere ya okenye.

Nkwọcha ọ kwọchara isi mere ya okenye.

His baldness made him look like an old man.

ǹkwò

ǹkwò

Wordǹkwò
Definitions

Noun

寏訴

1.grater

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kedụ ka nkwo a si wee mebie?

Kedụ ka nkwo a si wee mebie?

How did this grater got spoilt?

Nkwo so na ihe e nyere ya na agbamakwụkwọ ya.

Nkwo so na ihe e nyere ya na agbamakwụkwọ ya.

Grater is among the things given to her at her wedding.

Nkwo m buru ibu karịa nke gị.

Nkwo m buru ibu karịa nke gị.

My grater is bigger that yours.

Nkwo anyị na-efu efu.

Nkwo anyị na-efu efu.

Our grater is missing.

Onye nwe nkwo a tara nchara?

Onye nwe nkwo a tara nchara?

Who has this rusted grater?

Onye ji nkwo m?

Onye ji nkwo m?

Who has my grater?

Jiri nwayọọ, nkwo a nwere ike imerụ gị ahụ.

Jiri nwayọọ, nkwo a nwere ike imerụ gị ahụ.

Take it easy, this grater may wound you.

Nkwo m danyere na mmiri.

Nkwo m danyere na mmiri.

My grater fell inside the water.

Nne nwere nkwo anọ.

Nne nwere nkwo anọ.

Mother has four graters.

Biko, zụtara m nkwo.

Biko, zụtara m nkwo.

Please, buy a grater for me.

àzïzàáká

àzịzàakā

Wordàzịzàakā
Definitions

Noun

1.an implement with a handle and a block of bristles, hair, or wire, used especially for cleaning, applying a liquid or powder to a surface, or arranging the hair; brush

Variationsàzịzà aka
Related Term
Word Stem

Examples

Anyị sere azịzaaka n'ụlọakwụkwọ taa.

Anyị sere azịzaaka n'ụlọakwụkwọ taa.

We drew brush in school today.

Ana m achọ azịzaaka m achọ.

Ana m achọ azịzaaka m achọ.

I am looking for my brush.

Gịnị mere azịzaaka ahụ jiri fuo?

Gịnị mere azịzaaka ahụ jiri fuo?

Why did that that brush got missing?

Tinye azịzaaka ahụ n'ime akpa.

Tinye azịzaaka ahụ n'ime akpa.

Put that brush inside the bag.

Azịzaaka ahụ agbajiela.

Azịzaaka ahụ agbajiela.

That brush is broken.

Azịzaaka ahụ dị ọnụ.

Azịzaaka ahụ dị ọnụ.

That brush is costly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.