ńkwárü
nkwarụ
Word | nkwarụ |
Definitions | Noun 1.a physical or mental condition that limits the full function of a person or thing; disability; handicap |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Onye na-akpọ ayị?
Onye na-akpọ ayị?
Who is calling us?
Wetere anyị ego anyị
Wetere anyị ego anyị
Bring us our money.
Anyị no ebe a
Anyị no ebe a
We are here
Ọ sị na ọ ga-eleba anya n'ihe banyere ndị nwere nkwarụ.
Ọ sị na ọ ga-eleba anya n'ihe banyere ndị nwere nkwarụ.
He said he will look into issues concerning people with disability.
O bu nkwarụ a wee bịa ụwa.
O bu nkwarụ a wee bịa ụwa.
She was born with this disability.
Ọ bụ ndị nwere nkwarụ ka e dobeere ebe a.
Ọ bụ ndị nwere nkwarụ ka e dobeere ebe a.
This place is reserved for those with disability m.
Kedu ihe ndị na-echere ndị nwere nkwarụ akamgba?
Kedu ihe ndị na-echere ndị nwere nkwarụ akamgba?
What are the challenges facing people with disability?
Anyị dere gbasara ndị nwere nkwarụ.
Anyị dere gbasara ndị nwere nkwarụ.
We wrote about people with disability.
örüsï
ọrụsị
Word | ọrụsị |
Definitions | Noun 1.physical challenge; handicap; deficiency 2.fault; weakness (of behavior in human beings); injury |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
O nwere ọrụsị.
O nwere ọrụsị.
He is a physically challenged person.
N'ihi ọrụsị o nwere, ọ naghị agba bọọlụ.
N'ihi ọrụsị o nwere, ọ naghị agba bọọlụ.
He does not play football because of his deformity.
Gọọmentị etiela iwu maka ịkwalite ọnọdụ ndị ọrụsị.
Gọọmentị etiela iwu maka ịkwalite ọnọdụ ndị ọrụsị.
Government has signed a law to promote the living conditions of physically challenged persons.
Ndị ọrụsị chọrọ enyemaka anyị
Ndị ọrụsị chọrọ enyemaka anyị
The physically challenged need our help.
Ọ lụrụ onye ọrụsị.
Ọ lụrụ onye ọrụsị.
He married a physically challenged person.