Nkọwa okwu logo
Beta

ǹkwò

ǹkwò

Wordǹkwò
Definitions

Noun

寏訴

1.grater

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Kedụ ka nkwo a si wee mebie?

Kedụ ka nkwo a si wee mebie?

How did this grater got spoilt?

Nkwo so na ihe e nyere ya na agbamakwụkwọ ya.

Nkwo so na ihe e nyere ya na agbamakwụkwọ ya.

Grater is among the things given to her at her wedding.

Nkwo m buru ibu karịa nke gị.

Nkwo m buru ibu karịa nke gị.

My grater is bigger that yours.

Nkwo anyị na-efu efu.

Nkwo anyị na-efu efu.

Our grater is missing.

Onye nwe nkwo a tara nchara?

Onye nwe nkwo a tara nchara?

Who has this rusted grater?

Onye ji nkwo m?

Onye ji nkwo m?

Who has my grater?

Jiri nwayọọ, nkwo a nwere ike imerụ gị ahụ.

Jiri nwayọọ, nkwo a nwere ike imerụ gị ahụ.

Take it easy, this grater may wound you.

Nkwo m danyere na mmiri.

Nkwo m danyere na mmiri.

My grater fell inside the water.

Nne nwere nkwo anọ.

Nne nwere nkwo anọ.

Mother has four graters.

Biko, zụtara m nkwo.

Biko, zụtara m nkwo.

Please, buy a grater for me.

ágüńkwö

agụnkwọ̄

Wordagụnkwọ̄
Definitions

Noun

1.a bird of prey with short and curved beak; hawk

Variationsagụ nkwọ
Related Term
Word Stem

Examples

Agụnkwọ na-enwe ogologo mbọ.

Agụnkwọ na-enwe ogologo mbọ.

Hawk has long talons.

Agụnkwọ na-ebu ọkụkọ.

Agụnkwọ na-ebu ọkụkọ.

Hawk preys on chickens.

Nkwọ bụ anụufe na-eri anụufe ibe ya.

Nkwọ bụ anụufe na-eri anụufe ibe ya.

A hawk is bird that preys on other birds.

Agụnkwọ na-eri ọkụkọ.

Agụnkwọ na-eri ọkụkọ.

Hawk eats chicken.

Ǹkwö

Ǹkwọ

WordǸkwọ
Definitions

Proper noun

1.arụsị of the fourth market day of the Igbo week

2.the fourth Igbo market day

3.the fourth day of the Igbo week

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Taa bụ Nkwọ, ahịa Emekuuwku ga-azụ n'uju.

Taa bụ Nkwọ, ahịa Emekuuwku ga-azụ n'uju.

Today is Nkwo, the Emukwu market will operate in full.

Ahịa Ọnịcha na-azụ na Nkwọ.

Ahịa Ọnịcha na-azụ na Nkwọ.

The Onitsha market sells on Nkwor.

Ndị ọgọ anyị ga-abịa na Nkwọ.

Ndị ọgọ anyị ga-abịa na Nkwọ.

Our in-laws will come on Nkwor.

Ọ mụrụ nwa n'ụbọchị Nkwọ.

Ọ mụrụ nwa n'ụbọchị Nkwọ.

She gave birth on Nkwor day.

ńjíbì

njibì

Wordnjibì
Definitions

Noun

1.a place where to or more things join together in a structure; joint

Related Terms
Word Stems

Examples

Enwere m mmerụ ahụ na njibi ikpere m

Enwere m mmerụ ahụ na njibi ikpere m

I sustained an injury on my knee joint

Ọ na-afụ mụ ụfụ na njibi.

Ọ na-afụ mụ ụfụ na njibi.

It is paining me on my joint.

Njibi ya chifuru.

Njibi ya chifuru.

His joint had dislocation.

Gosi mụ njibi ọbụla dị n'ahụ gị.

Gosi mụ njibi ọbụla dị n'ahụ gị.

Show me any joint on your body.

Ọ kụrụ ya ọkpọ na njibi.

Ọ kụrụ ya ọkpọ na njibi.

He hit hin on the joint.

Òkóńkwö

Òkon̄kwọ̄

WordÒkon̄kwọ̄
Definitions

Name

奴陰

1.a male child born on 'Nkwọ' day

2.name of a male born on 'Nkwọ' day

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọtụtụ mmadụ anaghịzi agụ nwa ha Okonkwọ n'oge a.

Ọtụtụ mmadụ anaghịzi agụ nwa ha Okonkwọ n'oge a.

A lot of people no longer name their child Okonkwo nowadays.

Aha diọkpara ya bụ Okonkwọ.

Aha diọkpara ya bụ Okonkwọ.

The name of his first son is Okonkwọ.

A bara ya Okonkwọ.

A bara ya Okonkwọ.

He was named Okonkwọ.

Okonkwọ bịara ebe a taata.

Okonkwọ bịara ebe a taata.

Okonkwọ came here today.

Okonkwọ mụrụ Ezimma.

Okonkwọ mụrụ Ezimma.

Okonkwọ gave birth to Ezimma.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.