Nkọwa okwu logo
Beta

ǹkúkú

ǹkuku

Wordǹkuku
Definitions

Noun

1.the outer part or corner of a building;

2.the cornerstone

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aja eji mee nkuku ụlọ a siri ike.

Aja eji mee nkuku ụlọ a siri ike.

The sand used to build this corner of the house is strong.

Agwọ ahụ nọ na nkuku ụlọ.

Agwọ ahụ nọ na nkuku ụlọ.

The snake is by the corner of the house.

Okwute a jụrụ ajụ aghọọla isi nkuku ụlọ.

Okwute a jụrụ ajụ aghọọla isi nkuku ụlọ.

The rejected stone is now the corner stone.

Kụọ osisi ahụ na nkuku ụlọ.

Kụọ osisi ahụ na nkuku ụlọ.

Plant the tree by the corner of the house.

Ọ bụ ya bụ isi nkuku ji ezinụlọ m.

Ọ bụ ya bụ isi nkuku ji ezinụlọ m.

He is the chief cornerstone of my family.

ödàchí

ọdàchi

Wordọdàchi
Definitions

Noun

1.hinderance; obstacle; stumbling block; tragic event

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ọdachi ọbụla.

Achọghị m ọdachi ọbụla.

I do not want any hinderance.

Nwaanyi a buteere m ọdachi oge ọ bịara.

Nwaanyi a buteere m ọdachi oge ọ bịara.

This woman brought me ill-luck when she came.

E nwere m ọdachi ụnyaahu.

E nwere m ọdachi ụnyaahu.

I had a tragic event yesterday.

Nwaanyị a bụ ọdachi nye m..

Nwaanyị a bụ ọdachi nye m..

This woman is a stumbling block to me.

ųsö

ụ̀sọ

Wordụ̀sọ
Definitions

Noun

1.corner; by the side

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.

Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.

As you are going, you will see it by the corner.

Nwoke ahụ kwụ n'ụsọ aja.

Nwoke ahụ kwụ n'ụsọ aja.

The man is standing by the wall.

Uche, wega efere a n'ụsọ.

Uche, wega efere a n'ụsọ.

Uche, take the plate to a corner.

O debere ya n'ụsọ.

O debere ya n'ụsọ.

He kept it by the side.

A gaghị anọ n'ụsọ kwuo maka nsogbu a.

A gaghị anọ n'ụsọ kwuo maka nsogbu a.

This problem cannot be talked about standing in a corner.

O debere ya n'ụsọ.

O debere ya n'ụsọ.

He kept it by the side.

Uche, wega efere a n'ụsọ.

Uche, wega efere a n'ụsọ.

Uche, take the plate to a corner.

Ha bi n'ụsọ ụlọ anyị.

Ha bi n'ụsọ ụlọ anyị.

They live by the side of our house.

A gaghị anọ n'ụsọ kwuo maka nsogbu a.

A gaghị anọ n'ụsọ kwuo maka nsogbu a.

This problem cannot be talked about standing in a corner.

Ọ dị n'ụsọ oche.

Ọ dị n'ụsọ oche.

It is by the side of the chair.

Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.

Dịka ị na-aga, ị ga-ahụ ya n'ụsọ.

As you are going, you will see it by the corner.

Dowe mma a n'ụsọ.

Dowe mma a n'ụsọ.

Keep this knife by the side.

Nwoke ahụ kwụ n'ụsọ aja.

Nwoke ahụ kwụ n'ụsọ aja.

The man is standing by the wall.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.