Nkọwa okwu logo
Beta

ǹkù

ǹkù

Wordǹkù
Definitions

Noun

1.wing; wings

Related Terms
Word Stems

Examples

Anụmaanụ ọbụla nwere nku na-efe efe.

Anụmaanụ ọbụla nwere nku na-efe efe.

Any animal with wings fly.

Nku ya sara mbara.

Nku ya sara mbara.

It's wings are wide.

Ndị mmụọ ozi na-enwe nku.

Ndị mmụọ ozi na-enwe nku.

Angels have wings.

Nku ụgbọelu a adịghị mma.

Nku ụgbọelu a adịghị mma.

The wings of this airplane is not good.

Ugbeelu niile nwere nku.

Ugbeelu niile nwere nku.

Every airplane has wings.

ńkü

nkụ

Wordnkụ
Definitions

Noun

1.firewood

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Lotanna na-epe nkụ n'azụụlọ.

Lotanna na-epe nkụ n'azụụlọ.

Lotanna is chopping firewood at the backyard.

Anyị ji nkụ esi nri.

Anyị ji nkụ esi nri.

We cook with firewood.

E nwere ụkọ nkụ.

E nwere ụkọ nkụ.

There is scarcity of firewood.

Ụmụaka jere ịkpata nkụ.̣

Ụmụaka jere ịkpata nkụ.̣

The children went to fetch firewood.

Nkụ gị anaghị enwu ọkụ nke ọma.

Nkụ gị anaghị enwu ọkụ nke ọma.

Your firewood doesn't burn well.

Kedu ebe nkụ ahụ dị?

Kedu ebe nkụ ahụ dị?

Where is that firewood?

ńkö

nkọ

Wordnkọ
Definitions

Noun

1.angle

2.sharpness; the quality of being sharp or quick to function

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Agụba o ji kpụọ ya isi dị nkọ.

Agụba o ji kpụọ ya isi dị nkọ.

The razor blade he shaved his hair with is sharp.

Mma tara nchara agaghị adịnwu nkọ.

Mma tara nchara agaghị adịnwu nkọ.

A rusted knife can't be sharp.

E ji mma dị nkọ gbuda osisi ahụ.

E ji mma dị nkọ gbuda osisi ahụ.

That tree was cut down with a sharp knife.

Nke adịghị nkọ ka o nyere m.

Nke adịghị nkọ ka o nyere m.

The one that is not sharp is what he gave me.

Mechie ọnụ! ire gị dị nkọ.

Mechie ọnụ! ire gị dị nkọ.

Shut your mouth! your tongue is sharp.

ókpì

okpì

Wordokpì
Definitions

Noun

1.stout tree, sturdy tree; a huge log of wood

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nne na-ere okpi.

Nne na-ere okpi.

Mother sells logs of wood.

Ikenna na-awa okpi.

Ikenna na-awa okpi.

Ikenna is cutting the log of wood.

Ikedi kụrụ agwọ ahụ okpi.

Ikedi kụrụ agwọ ahụ okpi.

Ikedi hit the snake with the stout tree.

Gụọ okpi ndị a ọnụ.

Gụọ okpi ndị a ọnụ.

Count these sturdy trees.

Nye m okpi ahụ.

Nye m okpi ahụ.

Give me that log of wood.

Nna anyị gbutere okpi n'ọhịa.

Nna anyị gbutere okpi n'ọhịa.

Our father cut sturdy tree from the forest.

Onye wepụrụ okpi a dị ebe a?

Onye wepụrụ okpi a dị ebe a?

Who removed that stout tree from here?

Okpi ahụ gbajiri agbaji

Okpi ahụ gbajiri agbaji

That sturdy tree is broken.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.