àkpïrï
àkpịrị̄
Word | àkpịrị̄ |
Definitions | Noun 険 1.the passage at the back of the mouth; throat 2.the desire to eat something even though you are not hungry |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
Akpịrị na-akpọ m nkụ.
My throat is drying up (I am thirsty).
Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.
Ada nwere ọnya na-akpịrị ya.
Ada has sour in her throat.
Ada abụghị onye akpịrị.
Ada abụghị onye akpịrị.
Ada is not a long throat person
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣
Ọkpụkpụ gbadoro ya n'akpịrị̣
Bone choked him (in his throat)̣
Emeka tọdoro ya n'akpịrị.
Emeka tọdoro ya n'akpịrị.
Emeka held him tightly at the throat.
O nwere ọnya akpịrị.
O nwere ọnya akpịrị.
He has a sour throat.
ųsà
ụ̀sà
Word | ụ̀sà |
Definitions | Noun 1.an inappropriate desire or craving for something; desire for something, especially food, even though you do not need it; gluttony |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụ ụsa mere m ji bido iri nri a.
Ọ bụ ụsa mere m ji bido iri nri a.
It was inappropriate craving that made me begin to eat this food.
Kedụ ụdịrị ụsa bụ ihe?
Kedụ ụdịrị ụsa bụ ihe?
What kind of gluttony is this?
Nwata ahu bu onye ụsa
Nwata ahu bu onye ụsa
That child is a glutton
Chike, kwụsi ụsa n'ebe mmanya nọ.
Chike, kwụsi ụsa n'ebe mmanya nọ.
Chike, stop being a glutton towards wine.
Ọ bụ ụsa mere o jiri welata anụ na mmemme ahu.
Ọ bụ ụsa mere o jiri welata anụ na mmemme ahu.
It was gluttony that made him take meat home from the cermony.