ńkéńké
nkenke
Word | nkenke |
Definitions | Nominal Modifier 1.brief; not long or lengthy; short (especially inanimate objects) |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akụkọ ahụ dị nkenke.
Akụkọ ahụ dị nkenke.
The story is short.
Mee ya nkenke.
Mee ya nkenke.
Make it brief.
Esogbula onwe gị, ha dịcha nkenke.
Esogbula onwe gị, ha dịcha nkenke.
Do not bother yourself, they are short.
ḿkpìrìsì
mkpìrìsì
Word | mkpìrìsì |
Definitions | Quantifier 1.brief; short; chopped; clip 2.chopped parts or pieces |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Mkpirisi ole ka anyị gbutere anụ ahụ?
Mkpirisi ole ka anyị gbutere anụ ahụ?
How many lumps did we cut the meat?
Ọ dị mkpirisi ise.
Ọ dị mkpirisi ise.
It has five (chopped) parts.
Amadị gbujiri nkụ niile ahụ mkpirisi mkpirisi.
Amadị gbujiri nkụ niile ahụ mkpirisi mkpirisi.
Amadi chopped all the firewood into pieces.
E gburiri okpete ahụ na mkpirisi.
E gburiri okpete ahụ na mkpirisi.
The sugarcane was cut into pieces.
O gburu okwu ya mkpirisi.
O gburu okwu ya mkpirisi.
He made his speech brief.
ḿkpüḿkpü
mkpụmkpụ
Word | mkpụmkpụ |
Definitions | Nominal Modifier 1.short; brief |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anụrụ m na ndị mkpụmkpụ na-ewe oke iwe.
Anụrụ m na ndị mkpụmkpụ na-ewe oke iwe.
I heard that short people get angry alot.
Amaka sị na ya agaghị alụ onye dị mkpụmkpụ.
Amaka sị na ya agaghị alụ onye dị mkpụmkpụ.
Amaka said that she will not get married to a short person.
Obi na nwoke mkpụmkpụ ahụ lụrụ ọgụ.
Obi na nwoke mkpụmkpụ ahụ lụrụ ọgụ.
Obi and that short man fought.
Chike bụ onye mkpụmkpụ
Chike bụ onye mkpụmkpụ
Chike is a short person.
Agwọ ahụ adịghị mkpụmkpụ.
Agwọ ahụ adịghị mkpụmkpụ.
The snake is not short.
Mbe nwere mkpụmkpụ aka.
Mbe nwere mkpụmkpụ aka.
Tortoise has short limbs.
Ụzọamaka nwere mkpụmkpụ olu.
Ụzọamaka nwere mkpụmkpụ olu.
Ụzọamaka has a short neck.