ńkèjíásųsü
nkèjiasụ̀sụ
Word | nkèjiasụ̀sụ |
Definitions | Noun 1.part(s) of speech |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Anyị mụrụ maka nkejiasụsụ taata.
Anyị mụrụ maka nkejiasụsụ taata.
We learnt about parts of speech today.
Ọ zataghị ajụjụ a jụrụ ya gbasara nkejiasụsụ.
Ọ zataghị ajụjụ a jụrụ ya gbasara nkejiasụsụ.
He failed the question he was asked on parts of speech.
Nkejiasụsụ nke mbụụzọ na-agbawọjụ m anya.
Nkejiasụsụ nke mbụụzọ na-agbawọjụ m anya.
Preposition as a part of speech confuses me.
Dee nkejiasụsụ anọ ị maara.
Dee nkejiasụsụ anọ ị maara.
Write four parts of speech you know.
Obi na-akọwara m ihe nkejiasụsụ bụ.
Obi na-akọwara m ihe nkejiasụsụ bụ.
Obi was explaining to me what part of speech is.
Supee mkpụrụokwu a ''nkejiasụsụ''.
Supee mkpụrụokwu a ''nkejiasụsụ''.
Spell this word ''parts of speech"
Chọta udi nkejiasụsụ mkpuruokwu a kara ihe n' okpuru ya.
Chọta udi nkejiasụsụ mkpuruokwu a kara ihe n' okpuru ya.
Identify the type of parts of speech of the underlined word.
Nkejiasụsụ ole ka ị mara?
Nkejiasụsụ ole ka ị mara?
How many parts of speech do you know?