ǹkàtà
ǹkàtà
Word | ǹkàtà |
Definitions | Noun 瞬 1.a bowl shaped container, typically made of interwoven strips, that is used for carrying, sieving, or storing things; basket |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.
Ọlụchi bu mkpụruọsisi ndị ahụ na nkata.
Oluchi is carrying those fruits in a basket.
Butere m nkata ahụ ebe a.
Butere m nkata ahụ ebe a.
Bring that basket here.
Nne ya na-akpa nkata.
Nne ya na-akpa nkata.
Her mother weaves basket.
Ahụrụ m ya ka o bu nkata eje ugbo.
Ahụrụ m ya ka o bu nkata eje ugbo.
I saw her going to the farm with a basket.
Nnenna zụrụ nkata ọhụrụ.
Nnenna zụrụ nkata ọhụrụ.
Nnenna bought a new basket.
ńkàtá
nkàta
Word | nkàta |
Definitions | Noun 㪛 1.chat; conversation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
Nkata adịghị agwụ agwụ n'ọnụ ha.
There is no end to gossip in their mouths.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
Ike ịkpa nkata dị m oge niile.
I always have the ability to chat all the time.
ükà
ụkà
Word | ụkà |
Definitions | Noun 粧 1.speech; address, discourse; talk; 2.trouble |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A sị m na anaghị abịa. Ọ bụ ụka dịrị gị?
A sị m na anaghị abịa. Ọ bụ ụka dịrị gị?
I said I won't come. Is it your trouble?
Biko, na emume a anyị na-akwado ime, anyị achọghị oke ụka.
Biko, na emume a anyị na-akwado ime, anyị achọghị oke ụka.
Please, in this programe we are preparing to do, we do not want too much talk.
Biko, weghachi uri anya ahụ. Achọghị m ụka Adanna.
Biko, weghachi uri anya ahụ. Achọghị m ụka Adanna.
Please, take back that eye pencil. I do not want Adanna's trouble.
Ụka ya dị mma.
Ụka ya dị mma.
His speech is okay.
Kedụ ihe e kwuru n'ụka taa?
Kedụ ihe e kwuru n'ụka taa?
What was said today's discussion?
Achọghị m ụka gị.
Achọghị m ụka gị.
I do not want you trouble.
Ike ụka adịghị m.
Ike ụka adịghị m.
I do not have the strength for too much talk.
ḿkpárïtüükà
mkparịtụụkà
Word | mkparịtụụkà |
Definitions | Noun 1.dialogue; conversation; discussion |
Variations | mkparịtaụkà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọghị m ụdịrị mkparịtụụka a.
Achọghị m ụdịrị mkparịtụụka a.
I do not want this type of conversation.
Di na nwunye ahụ nwere mkparịtaụka n' ụtụtụ.
Di na nwunye ahụ nwere mkparịtaụka n' ụtụtụ.
That husband and wife had a discussion in the morning.
Anyị ekwesịghị ị na-enwe mkparịtaụka a.
Anyị ekwesịghị ị na-enwe mkparịtaụka a.
We are not supposed to be having this conversation.
Bịa ka anyị nwee mkparịtaụka.
Bịa ka anyị nwee mkparịtaụka.
Come let us discuss.
Mkparịtaụka anyị ebighi nke ọma.
Mkparịtaụka anyị ebighi nke ọma.
Our conversation did not end well.
Ha chọrọ ka anyị nwee mkparịtụụka tupu anyị ebido ọrụ.
Ha chọrọ ka anyị nwee mkparịtụụka tupu anyị ebido ọrụ.
They want us to have a dialogue before we can start working.