Nkọwa okwu logo
Beta

ǹkápï

ǹkapị̄

Wordǹkapị̄
Definitions

Noun

1.A type of rodent with long point mouth; shrew

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.

Ada sị na ọ hụbeghị nkapị mbu.

Ada said that she hasn't seen a shrew before.

Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.

Nkapị ahụ ekweghi anyị rahuọ ụra.

That shrew didn't allow us to sleep.

Obi gburu nkapị.

Obi gburu nkapị.

Obi killed a shrew.

Nkapị gbabara n'ụlọ a.

Nkapị gbabara n'ụlọ a.

A shrew ran into this house.

Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.

Nkapị ahụ tapuru akpa osikapa m.

That shrew tore my bag of rice.

Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.

Nkapị nwere ọnụ pịrị apị.

Shrews have pointed mouth.

ǹkákwü

ǹkakwụ̄

Wordǹkakwụ̄
Definitions

Noun

1.shrew; musk shrew (Crocidura spp.), a small, sharp-nosed creature which feeds on insects and protects itself with an obnoxious smell

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ọnụ nkakwụ na-eto ogologo.

Ọnụ nkakwụ na-eto ogologo.

Shrew has along mouth.

Kedụ ebe nkakwụ a si pụta?

Kedụ ebe nkakwụ a si pụta?

Where did this shrew come out from?

Nkakẉu na oke yiri onwe ha.

Nkakẉu na oke yiri onwe ha.

Shrew and rat resemble

Ọ bụ nkakwụ.

Ọ bụ nkakwụ.

He is nasty person.

Nkakwụ na-esi isi.

Nkakwụ na-esi isi.

The shrew smells.

Anaghị eri nkakwụ eri.

Anaghị eri nkakwụ eri.

Shrew is not eaten.

Achọrọ m ịkwọ aka m jiri nwụde nkakwụ.

Achọrọ m ịkwọ aka m jiri nwụde nkakwụ.

I want to wash the hands with which I caught the shrew.

Nkakwụ nwere kịrịkịrị eze.

Nkakwụ nwere kịrịkịrị eze.

Shrew has tiny teeth.

Nkakwụ tara m.

Nkakwụ tara m.

Shrew bit me.

Ọnya m matara nkakwụ.

Ọnya m matara nkakwụ.

My trap caught a shrew.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.