ǹkà
ǹkà
Word | ǹkà |
Definitions | Noun 寏柵 1.something extraordinary or remarkable; wonder 2.science |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E nweghị nka dị n’ihe ọ pịrị.
E nweghị nka dị n’ihe ọ pịrị.
There is nothing remarkable in what he carved.
Ọjịugo na-aru n'ulooru goomenti na ahu maka nka na ụzụ.
Ọjịugo na-aru n'ulooru goomenti na ahu maka nka na ụzụ.
Ojiugo works in the ministry of science and technology.
Na obodo ndị isi onye ofu anya bụ eze
Na obodo ndị isi onye ofu anya bụ eze
In a community of blind people, a one-eyed person is king
ǹkà
ǹkà
Word | ǹkà |
Definitions | Noun 1.craft; the skilled practice of an occupation 2.arts; art |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ndị na-akwa nka na-akpachapụ anya.
Ndị na-akwa nka na-akpachapụ anya.
Craftsmen are very careful.
ńká
nka
Word | nka |
Definitions | Noun 1.old age; oldness; ageing |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nka mere ka ọ na-eme ka nwata.
Nka mere ka ọ na-eme ka nwata.
Old age is making him act like a child.
Ite oke ntecha na-eme ka mmadụ kaa nka ọsọọsọ
Ite oke ntecha na-eme ka mmadụ kaa nka ọsọọsọ
Excess makeup causes one to age quickly.
Nka ya na-ewetara ya ọtụtụ ngọzị.
Nka ya na-ewetara ya ọtụtụ ngọzị.
His old age is bringing him a lot of blessings.
Nka dị ya mma n'ahụ.
Nka dị ya mma n'ahụ.
Old age is good on him.
Nka abịabeghị.
Nka abịabeghị.
Old age has not come.
Ọ bụ maka ndị na-aka nka.
Ọ bụ maka ndị na-aka nka.
It is for the ageing.
Nka ji nwayọ abịa ya n'ahụ.
Nka ji nwayọ abịa ya n'ahụ.
Old age is gradually coming upon her.
íké
ike
Word | ike |
Definitions | Noun 果 1.energy; strength 2.force; power 3.authority; power; ability 4.violence |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ị gaghị eji ike enweta udo.
Ị gaghị eji ike enweta udo.
You can not achieve peace by violence.
Ike asịrị ahụ adịghị m ugbu a.
Ike asịrị ahụ adịghị m ugbu a.
I don't have strength for that gossip now.
Ike adịghị m.
Ike adịghị m.
I do not have strength.
Di ya bụ onye ike.
Di ya bụ onye ike.
Her husband is a violent/action person.
Ike okwu adịghị m ugbu a.
Ike okwu adịghị m ugbu a.
I don't have strength for issues now.
Ike m erughị ebe ahụ.
Ike m erughị ebe ahụ.
My authority does not cover that place.
Ike ịnụ ọgụ na-adị ya oge ọbụla.
Ike ịnụ ọgụ na-adị ya oge ọbụla.
He always have strength to fight all the time.
Ike agwụla ya.
Ike agwụla ya.
She is tired.
Ọ na-aṅụ ọgwụ ike.
Ọ na-aṅụ ọgwụ ike.
He is taking hard drugs.
Ọrịa ahụ na-eme ya ike ọgwụgwụ.
Ọrịa ahụ na-eme ya ike ọgwụgwụ.
The sickness is making loose strength.