Nkọwa okwu logo
Beta

ǹjèḿ

ǹjèm

Wordǹjèm
Definitions

Noun

寏換寑

1.the action of going from one place to another over a distance; travel

2.journey; trip

Related Terms
Word Stems

Examples

Akụdo mere njem ụnyaahụ.

Akụdo mere njem ụnyaahụ.

Akudo travelled yesterday.

Akagbuola m njem nke ọnwa a.

Akagbuola m njem nke ọnwa a.

I have cancelled the trip for this month.

Achọghị m iso Ada aga njem ọbụla.

Achọghị m iso Ada aga njem ọbụla.

I do not want to go with Ada on any journey.

Ha nwere mberede okporoụzọ na njem ọ gara.

Ha nwere mberede okporoụzọ na njem ọ gara.

They had a road accident in the journey he went to.

Onye ga-akwụ ụgwọ njem a?

Onye ga-akwụ ụgwọ njem a?

Who will pay for this journey?

Ọ zụtara ọtụtụ ihe ka ọ natara njem.

Ọ zụtara ọtụtụ ihe ka ọ natara njem.

He bought a lot of things when he came back from the journey.

Njem anyị gara nke ọma.

Njem anyị gara nke ọma.

Our journey went well.

Edere aha ndị kwụrụ ụgwọ njem ahụ.

Edere aha ndị kwụrụ ụgwọ njem ahụ.

The names of those who paid for that journey were written.

O bidoro ikwado njem kemgbe ọnwa atọ gara aga.

O bidoro ikwado njem kemgbe ọnwa atọ gara aga.

He started preparing for this journey for the past three months.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.