Nkọwa okwu logo
Beta

ǹshïkö

ǹshịkọ̄

Wordǹshịkọ̄
Definitions

Noun

1.crab

Variationsǹsịkọ̄
Related Terms
Word Stems

Examples

Eriri m nri e ji nshịkọ wee sie.

Eriri m nri e ji nshịkọ wee sie.

I ate a food that was cooked with crab.

Eritụbeghị m nshịkọ mbụ.

Eritụbeghị m nshịkọ mbụ.

I have not eaten crab before.

Ọ naghị amasị m iri nshịkọ.

Ọ naghị amasị m iri nshịkọ.

I do not like eating crab

Nne m zụtara nshịkọ n'ahịa.

Nne m zụtara nshịkọ n'ahịa.

My mother bought crab at the market.

Akpị na nshịkọ yitụrụ.

Akpị na nshịkọ yitụrụ.

Scorpions and crab slightly look alike.

Onye chọrọ iri nshịkọ?

Onye chọrọ iri nshịkọ?

Who wants to eat crab?

Anyị na-esi ọnya nshịkọ.

Anyị na-esi ọnya nshịkọ.

We are setting crab trap.

Anụ nshịkọ na-atọ ụtọ.

Anụ nshịkọ na-atọ ụtọ.

Crab meat is tasty.

Ndị Chaịna na-erikarị nshịkọ.

Ndị Chaịna na-erikarị nshịkọ.

The Chinese usually eat crab.

Ọkpụkpụ na-adịkarị na nshịkọ

Ọkpụkpụ na-adịkarị na nshịkọ

Bone is usually in crab.

Nshịkọ nwere ihe o ji akpị mmadụ.

Nshịkọ nwere ihe o ji akpị mmadụ.

Crab has pincers.

Nsịkọ sịrị ụmụnna ya ọ bụrụ na egwuregwu ruo ichife aka n'azụ, onye ọbụla agụnyekwala ya

Nsịkọ sịrị ụmụnna ya ọ bụrụ na egwuregwu ruo ichife aka n'azụ, onye ọbụla agụnyekwala ya

The crab told his kinsmen that if play gets to the extent of pulling people's hands behind them, no one should invite him

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.