ǹhàtáǹhà
ǹhàtaǹhà
Word | ǹhàtaǹhà |
Definitions | Adverb 1.equally; equal; in an equal way |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anyị ga-eke ya nhatanha.
Anyị ga-eke ya nhatanha.
We will share it equally.
O kere nri ahụ nhatanha.
O kere nri ahụ nhatanha.
She shared the food equally.
Ọnụọgụgụ ha dị nhatanha.
Ọnụọgụgụ ha dị nhatanha.
Their number is equal.
Ọrụ dịịrị onye ọbụla dị nhatanha.
Ọrụ dịịrị onye ọbụla dị nhatanha.
Everybody's responsibility is equal.
Ụmụnwaanyị na ụmụnwoke kwesịrị inwe ikike nhatanha.
Ụmụnwaanyị na ụmụnwoke kwesịrị inwe ikike nhatanha.
Women and men should have equal rights.
Ha niile ga-aha nhatanha.
Ha niile ga-aha nhatanha.
All of them shall be equal.
Ọ dị nhatanha.
Ọ dị nhatanha.
It is equal.
O kwesiri ịdị nhatanha.
O kwesiri ịdị nhatanha.
It is supposed to be equal.
ńrá
nra
Word | nra |
Definitions | Noun 1.fine; a levy paid or placed upon someone for going against a law |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ ego ole a ga-edobe maka nra?
Kedụ ego ole a ga-edobe maka nra?
How much will be set aside for a fine?
Nra na-eme ka ndị mmadụ dị uchu na ihe ha na-eme.
Nra na-eme ka ndị mmadụ dị uchu na ihe ha na-eme.
Fine makes people to be committed in what they are doing.
Ọ dara iwu, ọ bụ ya mere eji ree ya nra.
Ọ dara iwu, ọ bụ ya mere eji ree ya nra.
He defaulted, that was why he was fined.