Nkọwa okwu logo
Beta

ǹgwùrù

ǹgwùrù

Wordǹgwùrù
Definitions

Noun

1.compound

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ǹgwùrù be Okoli buru ibu.

Ǹgwùrù be Okoli buru ibu.

Okoli's compound is large.

M ga-abịa na ngwuru nna gị n'ụtụtụ.

M ga-abịa na ngwuru nna gị n'ụtụtụ.

I will come to your fathers compound in the morning.

Enwere m ọtụtụ osisi na ngwuru m.

Enwere m ọtụtụ osisi na ngwuru m.

I have many trees in my compound.

Achọrọ m ngwuru nke m.

Achọrọ m ngwuru nke m.

I need my own compound.

Ọ bụghị na ngwuru nna m ka a mụrụ ya.

Ọ bụghị na ngwuru nna m ka a mụrụ ya.

He was not born in my fathers compound.

Bịa na ngwuru be m.

Bịa na ngwuru be m.

Come to my compound

Anyị ga-eke ngwuru a ụzọ abụọ.

Anyị ga-eke ngwuru a ụzọ abụọ.

We will divide this compound into two.

ògìgè

ògìgè

Wordògìgè
Definitions

Noun

寍窮

1.premises; surrounding

2.a space of land with deliberately placed or planted ornamental plants; garden; park; grass yard

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọ sị̣ na nne m gara ịza ogige ụlụụka.

Ọ sị̣ na nne m gara ịza ogige ụlụụka.

She said my mother went to sweep the church premises.

Abụja nwere ọtụtụ ogige.

Abụja nwere ọtụtụ ogige.

Abuja has a lot of parks.

Anyị ga-aga ọrụ ogige n'ụlụụka echi.

Anyị ga-aga ọrụ ogige n'ụlụụka echi.

We will go gardening in church tomorrow.

Anyị nọ n'ogige ụlọakwụkwọ.

Anyị nọ n'ogige ụlọakwụkwọ.

We are at the school premises.

Ụlọọgwụ ahụ nwere nnukwu ogige.

Ụlọọgwụ ahụ nwere nnukwu ogige.

The hospital has a big premises.

Ọgbakọ ahụ ga-abụ n'ogige m.

Ọgbakọ ahụ ga-abụ n'ogige m.

That meeting will hold at my premises.

Lee ogige mmanya vaịn anyị.

Lee ogige mmanya vaịn anyị.

Behold our vine garden.

Ogige a abụghị maka ime mkpọtụ.

Ogige a abụghị maka ime mkpọtụ.

This garden is not for noisemaking.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.