Beta

ǹgwèrè

ǹgwèrè

Wordǹgwèrè
Definitions

Noun

1.lizard

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu

Onye kwụrụ ọtọ emegharịgị ahụ, ngwere arịgoro ya elu

If one stands up without shaking his body, lizards will climb up his body.

Ngwere na-eyi akwa.

Ngwere na-eyi akwa.

Lizards lay eggs.

Ngwere na-eyi akwa.

Ngwere na-eyi akwa.

Lizards lay eggs.

Ngwere bụ anụ ụlọ.

Ngwere bụ anụ ụlọ.

Lizard is a domestic animal

Oketikpọ ngwere na-ekwe n'isi.

Oketikpọ ngwere na-ekwe n'isi.

Agama lizard nods its head.

Oketikpọ ngwere na-ekwe n'isi.

Oketikpọ ngwere na-ekwe n'isi.

Agama lizard nods its head.

Ngwere na-ebi na mgbawara aja.

Ngwere na-ebi na mgbawara aja.

Lizard lives in wall crevice.

Ndị mmadụ riri ngwere n'oge agha Bịafra.

Ndị mmadụ riri ngwere n'oge agha Bịafra.

Poeple ate lizard during the Biafra war.

Ngwere na-ebi na mgbawara aja.

Ngwere na-ebi na mgbawara aja.

Lizard lives in wall crevice.

Ngwere nile makpu àfọ n'ala, onweghị onye ma nke àfọ n'aru

Ngwere nile makpu àfọ n'ala, onweghị onye ma nke àfọ n'aru

All lizards stay on their stomach, no one knows the one with a diarrhea.