Nkọwa okwu logo
Beta

ńgwáńgwá

ngwan̄gwā

Wordngwan̄gwā
Definitions

Adverb

決決

1.quick; fast; quickly; briskly

Related Terms
Word Stems

Examples

Sị Obiọma mee ngwangwa.

Sị Obiọma mee ngwangwa.

Tell Obioma to hasten up.

Ọ rụrụ ọrụ ya ngwangwa tupu ọ laa.

Ọ rụrụ ọrụ ya ngwangwa tupu ọ laa.

He did his work fast before he left.

Bịa ebe a ngwangwa.

Bịa ebe a ngwangwa.

Come here quickly.

Biko, sie nri ahụ ngwangwa ka anyị rie.

Biko, sie nri ahụ ngwangwa ka anyị rie.

Please cook that food fast let's eat

Sị Obiọma mee ngwangwa.

Sị Obiọma mee ngwangwa.

Tell Obioma to hasten up.

O riri nri ahụ ngwangwa.

O riri nri ahụ ngwangwa.

He ate that food quickly.

O riri nri ahụ ngwangwa.

O riri nri ahụ ngwangwa.

He ate the food fast.

O jere ozi ahụ ngwangwa.

O jere ozi ahụ ngwangwa.

She quickly ran the errand.

Ihe niile mere ngwangwa.

Ihe niile mere ngwangwa.

Everything happened so fast.

O mere ngwangwa.

O mere ngwangwa.

He was fast.

Ngwangwa ọ batara, ha gbawara egbe.

Ngwangwa ọ batara, ha gbawara egbe.

Immediately he came, they started shooting.

òzùgbó

òzùgbo

Wordòzùgbo
Definitions

Adverb

1.immediately

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Bịa were nke gị ozugbo.

Bịa were nke gị ozugbo.

Come and take your own immediately.

Nye m ya ozugbo.

Nye m ya ozugbo.

Give it to me immediately.

Ozugbo m bịara, ọ pụrụ.

Ozugbo m bịara, ọ pụrụ.

Immediately I came, she left.

Adakụ, ṅụọ ọgwụ gị ozugbo.

Adakụ, ṅụọ ọgwụ gị ozugbo.

Adakụ, take your drugs immediately.

Ozugbu ọ hụrụ nne ya, o bido ibe akwa

Ozugbu ọ hụrụ nne ya, o bido ibe akwa

Immediately she saw her mother, she started to cry.

Ozugbo m rutere ka ebidoro.

Ozugbo m rutere ka ebidoro.

They started mmediately I arrived.

Pụọ ebe a ozugbo!

Pụọ ebe a ozugbo!

Leave here immediately!

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.