ǹgwáà
ǹgwaà
Word | ǹgwaà |
Definitions | Noun 1.verb |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ngwaa bụ otu n'ime nkejiasụsụ nke asụsụ Igbo.
Ngwaa bụ otu n'ime nkejiasụsụ nke asụsụ Igbo.
Verb is one of the parts of speech of the Igbo language.
ńgwá
ngwa
Word | ngwa |
Definitions | Noun 暫 1.equipment; gadget |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gọọmentị mere ka ngwa dị iche iche e ji akọ ugbo dị mfe ịzụta.
Gọọmentị mere ka ngwa dị iche iche e ji akọ ugbo dị mfe ịzụta.
Government made farming equipment easy to purchase.
Ngwa ahụ galara ọnụ
Ngwa ahụ galara ọnụ
Those gadgets is expensive.
O so na ngwa egwu.
O so na ngwa egwu.
It is among musical equipment.
Ngwa o ji arụ ọrụ mebiri emebi.
Ngwa o ji arụ ọrụ mebiri emebi.
His working equipment got spoilt.
Ọ mara anya ngwa eji arụ ụlọ.
Ọ mara anya ngwa eji arụ ụlọ.
He is knowlegeable about building equipments.
Ngwa ọrụ m emeela ochie.
Ngwa ọrụ m emeela ochie.
My work equipment is old.
ńgwá
ngwa
Word | ngwa |
Definitions | Interjection 決 1.quickly, especially as a command; so then |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ngwa, were nke m.
Ngwa, were nke m.
Take mine, then.
O riri nri ahụ na ngwa.
O riri nri ahụ na ngwa.
He ate the food quickly.
Na ngwa ka moto ha ji pụọ.
Na ngwa ka moto ha ji pụọ.
Their car left in a hurry.
O wepuru ya ngwa ọ batara.
O wepuru ya ngwa ọ batara.
He removed it quickly as he entered.
A chọrọ m onye ga-aza ajụjụ ahụ ngwa.
A chọrọ m onye ga-aza ajụjụ ahụ ngwa.
I want someone that will answer the question quickly.