gïnï
gịnị̄
Word | gịnị̄ |
Definitions | Interrogative ¿滑? 1.what?; something unknown whose information is being asked for |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?
Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?
What do you want me to tell that woman?
Gịnị bụ aha gị?
Gịnị bụ aha gị?
What is your name?
Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?
Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?
What are we going to call this?
Gịnị ka ị na-eme?
Gịnị ka ị na-eme?
What are you doing?
Gịnị na-eme?
Gịnị na-eme?
What is happening?
Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?
Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?
What is the reason for his coming?
ázįà
azị̀à
Word | azị̀à |
Definitions | Noun 㭉 1.gills |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ bụghị sọọsọ azụ na-enwe azịa.
Ọ bụghị sọọsọ azụ na-enwe azịa.
It is not only fish that has gills.
O wepụghị azịa dị n'azụ ahụ o siri.
O wepụghị azịa dị n'azụ ahụ o siri.
He did not remove the gills from the fish he cooked.
Azịa azụ na-asọ m oyi.
Azịa azụ na-asọ m oyi.
Fish gills irritates me.
Ịta azịa azụ na-amasị m.
Ịta azịa azụ na-amasị m.
I like eating the gills of fish.
Azụ na-eji azịa eku ume.
Azụ na-eji azịa eku ume.
Fish breaths with the gills.
Onye dowere azịa ndị a?
Onye dowere azịa ndị a?
Who kept these gills?
Nkịta riri azịa azụ ahụ.
Nkịta riri azịa azụ ahụ.
The dog ate the fish gills.
Nye m azịa azụ ahụ.
Nye m azịa azụ ahụ.
Give me the fish gills.
O nyere m azịa azụ.
O nyere m azịa azụ.
She the gave me the fish gills.