ńgúrú
ngūrū
| Word | ngūrū |
| Definitions | Noun 1.long stick with hooked end for plucking fruits; fruit picker |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Wetere m nguru ka m ghọrọ oroma.
Wetere m nguru ka m ghọrọ oroma.
Bring me the fruit picker let me pluck oranges.
Nna m kwara nguru ọzọ.
Nna m kwara nguru ọzọ.
My father made another fruit picker.
Nguru nke a toro ogologo.
Nguru nke a toro ogologo.
This fruit picker is long.
Nguru ahụ agbajiela.
Nguru ahụ agbajiela.
The fruit picker has broken.