ǹgų
ǹgụ̀
Word | ǹgụ̀ |
Definitions | Noun 症 1.lungs |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji ngụ eku ume.
E ji ngụ eku ume.
We breathe with lungs.
Ọ na-arịa ọrịa ngụ.
Ọ na-arịa ọrịa ngụ.
He has sickness of the lungs.
Ngụ na adị n'ime ahụ.
Ngụ na adị n'ime ahụ.
Lung is in the interior part of the body.
E sere ngụ na mgboodee.
E sere ngụ na mgboodee.
Lung was drawn on the blackboard.
Ebe ọ kụrụ ya aka metụtara ngụ ya.
Ebe ọ kụrụ ya aka metụtara ngụ ya.
The place he hit him touched his lungs.
Kedụ ka ngụ si arụ ọrụ?
Kedụ ka ngụ si arụ ọrụ?
How does the lungs work?
ńgų
ngụ̀
Word | ngụ̀ |
Definitions | Noun 1.locally made potash by burning the residue from palm fruit head after removing the nuts and letting the residue dry up 2.a watery sauce usually mixed with already prepared 'abacha', often made in some part of Igboland |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
E ji ngụ esi agwa.
E ji ngụ esi agwa.
Beans is cooked with ngụ.
Ndị be anyị ji ngụ agbọ ncha.
Ndị be anyị ji ngụ agbọ ncha.
My people use ngụ to make paste.
Ngụ ka akanwụ mma.
Ngụ ka akanwụ mma.
Ngu is better than potash.
Jee zụtara m ngụ.
Jee zụtara m ngụ.
Go and buy me ngu.
Wepụ ngụ ebea.
Wepụ ngụ ebea.
Remove ngụ here.
ńgúrú
ngūrū
Word | ngūrū |
Definitions | Noun 1.long stick with hooked end for plucking fruits; fruit picker |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Wetere m nguru ka m ghọrọ oroma.
Wetere m nguru ka m ghọrọ oroma.
Bring me the fruit picker let me pluck oranges.
Nna m kwara nguru ọzọ.
Nna m kwara nguru ọzọ.
My father made another fruit picker.
Nguru nke a toro ogologo.
Nguru nke a toro ogologo.
This fruit picker is long.
Nguru ahụ agbajiela.
Nguru ahụ agbajiela.
The fruit picker has broken.
gï
gị
Word | gị |
Definitions | Pronoun 佳 1.you; second person singular object pronoun |
Variations | i, ị |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bụ nke gị na ya.
Ọ bụ nke gị na ya.
It is for you and him.
A gwara gị jee ahịa.
A gwara gị jee ahịa.
You were told to go to the market.
Gị na Uche mere ọfụma.
Gị na Uche mere ọfụma.
You and Uche did well.
Ọ bụghị gị ka m na-agwa.
Ọ bụghị gị ka m na-agwa.
It is not you that I am talking to.
Nke a bụ nke gị.
Nke a bụ nke gị.
This one is your own.
Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.
Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.
I gave the money yesterday.
Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?
Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?
You and I, who came first?
Gị na ya soro bịa.
Gị na ya soro bịa.
Come with him.
O weteere gị anụ.
O weteere gị anụ.
He brought meat for you.
ágárááhü
agaraāhụ̄
Word | agaraāhụ̄ |
Definitions | Noun 1.rib |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọkpụkpụ agaraahụ ahụ siri ike.
Ọkpụkpụ agaraahụ ahụ siri ike.
The rib bones are strong
Agaraahụ ya esighi ike.
Agaraahụ ya esighi ike.
Her ribs are not strong.
Enwere m agaraahụ iri na ise.
Enwere m agaraahụ iri na ise.
I have fifteen ribs.
Agaraahụ ya na-egbu ya mgbu
Agaraahụ ya na-egbu ya mgbu
His/her rib is paining him/her
Atara m agaraahụ ehi.
Atara m agaraahụ ehi.
I ate cow ribs.
Ọ gbajiri agaraahụ ya n'ihe mberede.
Ọ gbajiri agaraahụ ya n'ihe mberede.
He broke his ribs in an accident.
Ọ dara ada, gbajie agaraahụ̣
Ọ dara ada, gbajie agaraahụ̣
He fell down and broke his ribs
Mmadụ ọbụla nwere agaraahụ iri na abụọ.
Mmadụ ọbụla nwere agaraahụ iri na abụọ.
Everybody has twelve pairs ribs.
Ọ gbajiri agaraahụ ya.
Ọ gbajiri agaraahụ ya.
He broke his rib.
ńkwōósè
nkwoosè
Word | nkwoosè |
Definitions | Noun 1.pepper-grinder (stone, machine, etc.) |
Variations | nkwo ose |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nkwoose ahụ adịghị ọcha.
Nkwoose ahụ adịghị ọcha.
That pepper-grinder is not clean.
Biko nye m nkwoose unu.
Biko nye m nkwoose unu.
Please give me your pepper-grinder.
E meziela m nkwoose ahụ mebiri emebi.
E meziela m nkwoose ahụ mebiri emebi.
I have fixed that faulty pepper-grinder.
Nkwoose m dị mma.
Nkwoose m dị mma.
My pepper-grinder is good.
Nkwoose anyị na-efu efu.
Nkwoose anyị na-efu efu.
Our pepper-grinder is missing.
Nkwoose a anaghị akwọ ihe nke ọma.
Nkwoose a anaghị akwọ ihe nke ọma.
This pepper-grinder does not grind things properly.
Ebee ka nkwoose anyị dị?
Ebee ka nkwoose anyị dị?
Where is our pepper-grinder?
Onye nwe nkwoose a?
Onye nwe nkwoose a?
Who has this pepper-grinder?
A zụtara m nkwoose ọhụrụ.
A zụtara m nkwoose ọhụrụ.
I bought new pepper-grider.
Biko sacha nkwoose ahụ nke ọma tupu ị kwọ ihe.
Biko sacha nkwoose ahụ nke ọma tupu ị kwọ ihe.
Please wash that pepper-grinder properly before you grind something.