ńgòlí
ngòli
Word | ngòli |
Definitions | Noun 1.rejoicing (-gòli rejoice); enjoyment; fun |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ngoli na-amasị ya nke ukwuu.
Ngoli na-amasị ya nke ukwuu.
She likes having fun alot.
Kedu ebe anyị ga-eje mee ngoli biko?
Kedu ebe anyị ga-eje mee ngoli biko?
Where do we go to have fun please?
Ana m eme ngoli n'ime Chukwu.
Ana m eme ngoli n'ime Chukwu.
I rejoice in the Lord.
Udi ngoli anyị mere ebe ahụ abụghị obere ihe.
Udi ngoli anyị mere ebe ahụ abụghị obere ihe.
The type of fun we had there was no small thing.
O nweghị onye ngoli na-adịghị ato ụtọ
O nweghị onye ngoli na-adịghị ato ụtọ
There is no one who does not like enjoyment.
Nwoke a na ngoli bụ ezigbo enyi.
Nwoke a na ngoli bụ ezigbo enyi.
This man and fun are best friends.
Ngoli amaka biko.
Ngoli amaka biko.
Enjoyment is good please.
ńgàrá
ngàra
Word | ngàra |
Definitions | Noun 1.guy; showing off 2.To brag; boast |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
He shows off with his new car.
Ime ngara na-amasị ya.
Ime ngara na-amasị ya.
He likes showing off.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada shows off so much.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Onyema's wife shows off.
Ọ bụ onye ngara.
Ọ bụ onye ngara.
She is somebody who shows off.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
The reason she shows off is because of her beauty.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada na-eme ngara nke ukwuu.
Ada shows off so much.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
Ihe mere o ji eme ngara bụ maka mma ya.
The reason she shows off is because of her beauty.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Nwunye Onyema na-eme ngara.
Onyema's wife shows off.
Ime ngara na-amasị ya.
Ime ngara na-amasị ya.
He likes showing off.
Ọ bụ onye ngara.
Ọ bụ onye ngara.
She is somebody who shows off.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
O ji ụgbọala ọhụrụ ya eme ngara.
He shows off with his new car.