gï
gị
| Word | gị |
| Definitions | Pronoun 佳 1.you; second person singular object pronoun |
| Variations | i, ị |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ bụ nke gị na ya.
Ọ bụ nke gị na ya.
It is for you and him.
A gwara gị jee ahịa.
A gwara gị jee ahịa.
You were told to go to the market.
Gị na Uche mere ọfụma.
Gị na Uche mere ọfụma.
You and Uche did well.
Ọ bụghị gị ka m na-agwa.
Ọ bụghị gị ka m na-agwa.
It is not you that I am talking to.
Nke a bụ nke gị.
Nke a bụ nke gị.
This one is your own.
Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.
Enyere m gị ego ahụ ụnyaahụ.
I gave the money yesterday.
Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?
Mụ na gị, onye bu ụzọ bịa?
You and I, who came first?
Gị na ya soro bịa.
Gị na ya soro bịa.
Come with him.
O weteere gị anụ.
O weteere gị anụ.
He brought meat for you.
gïnï
gịnị̄
| Word | gịnị̄ |
| Definitions | Interrogative ¿滑? 1.what?; something unknown whose information is being asked for |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?
Gịnị Ka ị chọ ka m gwa nwaanyị ahụ?
What do you want me to tell that woman?
Gịnị bụ aha gị?
Gịnị bụ aha gị?
What is your name?
Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?
Anyị ga-akpọ ihe nke a gịnị?
What are we going to call this?
Gịnị ka ị na-eme?
Gịnị ka ị na-eme?
What are you doing?
Gịnị na-eme?
Gịnị na-eme?
What is happening?
Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?
Ọ bụ gịnị mere oji wee bịa?
What is the reason for his coming?
ótù
otù
| Word | otù |
| Definitions | Number 一 1.one 2.the same; united |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.
Ndị Katọlik kwenyere n'atọnootu dị ngọzi.
Catholics believe in the Holy Trinity.
Obi unu kwesịrị ịbụ otu.
Obi unu kwesịrị ịbụ otu.
Your hearts should be united.
O nyere m otu akwụkwọ.
O nyere m otu akwụkwọ.
She gave me one book.
Ọrụ ha bụ otu.
Ọrụ ha bụ otu.
Their function is the same.
Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.
Naanị otu onye bịara nzukọ anyị.
Only one person was present at our gathering
Otu nwaanyị bịara ebe a
Otu nwaanyị bịara ebe a
One woman came here
Nye m otu akwụkwọ.
Nye m otu akwụkwọ.
Give me one book.
Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.
Otu n'ime oroma ndị a mebiri emebi.
One of these oranges is spoilt.
Ọ fọdụrụ naanị otu onye.
Ọ fọdụrụ naanị otu onye.
It remains only one person.
Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.
Ndị Ngwa na-akpọ otu 'nnaà.
Ngwa people call one 'nnaa'
wèrè
wèrè
| Word | wèrè |
| Definitions | Active verb 各r寈 1.take |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Achọghị m iwere nke a.
Achọghị m iwere nke a.
I don't want to take this one.
Were nke gị, nye m nke m.
Were nke gị, nye m nke m.
Take your own and give me my own.
Ọ bụ m weere ya.
Ọ bụ m weere ya.
I was the one that took it.
Ha ga-ewere ego gị.
Ha ga-ewere ego gị.
They will take your money.
Ha na-ewere akwa ndị mara mma.
Ha na-ewere akwa ndị mara mma.
They are taking the beautiful dresses.
Ị ga-ewere ihe niile.
Ị ga-ewere ihe niile.
You will take every thing.