Nkọwa okwu logo
Beta

ńgéléńgé

ngelenge

Wordngelenge
Definitions

Noun

1.xylophone

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nwata ahụ na-akụ ngelenge nke ọma.

Nwata ahụ na-akụ ngelenge nke ọma.

That child plays the xylophone very well.

ókòńgóló

okòngōlō

Wordokòngōlō
Definitions

Noun

1.praying mantis

Variationsokò ngōlo
Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

O jidere okongolo n'ezi.

O jidere okongolo n'ezi.

He caught a praying mantis outside.

Okongolo na-efegharị ebe a.

Okongolo na-efegharị ebe a.

Praying mantis is flying around here.

Kedu ihe a na-akpọ okongolo n'asụsụ unu?

Kedu ihe a na-akpọ okongolo n'asụsụ unu?

What is praying mantis called in your language?

Ahụtụbeghị m okongolo.

Ahụtụbeghị m okongolo.

I have never seen a praying mantis.

òtíökpö

òtiọ̄kpọ̄

Wordòtiọ̄kpọ̄
Definitions

Noun

1.a boxer by profession

2.praying mantis (Mantodea)

Variationsòti ọkpọ
Related Terms
Word Stems

Examples

A chọrọ m inwude otiọkpọ ahụ.

A chọrọ m inwude otiọkpọ ahụ.

I want to catch that praying mantis.

Otiọkpọ ahụ anwụọla.

Otiọkpọ ahụ anwụọla.

That boxer is dead.

Ọ sị na ọ hụtube otiọkpọ na-acha etu a.

Ọ sị na ọ hụtube otiọkpọ na-acha etu a.

She said she has never seen a praying mantis with this color.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.